Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1: Ahiri 1:
[[Usòrò:Igbo people.jpg|thumb|310px|<div style="background-color:#fee8ab"><small>[[Olaudah Equiano|O. Equiano]]&nbsp;• [[Jaja of Opobo]]&nbsp;• [[Chinua Achebe]]&nbsp;• [[Chimamanda Ngozi Adichie|C.N. Adichie]]</small></div>]]
[[Usòrò:Igbo people.jpg|thumb|310px|<div style="background-color:#fee8ab"><small>[[Olaudah Equiano|O. Equiano]]&nbsp;• [[Jaja of Opobo]]&nbsp;• [[Chinua Achebe]]&nbsp;• [[Chimamanda Ngozi Adichie|C.N. Adichie]]</small></div>]]


N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bụ ndi atọ hiri nne na ọnụ ọgụgụ . Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bekee]], site na-enyemaka nke amumamu olu bekee.
N'ala [[Naigeria]], '''ndï Ìgbò''' bụ ndi atọ hiri nne na ọnụ ọgụgụ . Asusu eji mara ndiÌgbò bu asusu olu Ìgbò. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bèkeè]], site na-enyemaka nke amumamu olu bèkeè.


Ufọdi obodo ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia|Ọ̀hà Abia]], [[Ọ̀hà Ọmambala]], [[Ȯra Ebonyi|Ọ̀hà Ebonyi]], [[Ȯra Enugu|Ọ̀hà Enugu]], ma na [[Ȯra Imo|Ọ̀hà Imo]]. [[Ȯra Delta|Ọ̀hà Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers|Ọ̀hà Rivers]].<ref>[https://books.google.de/books?id=ZfnWCQAAQBAJ&pg=PA762&dq=igbo+stateless+nation&hl=de&sa=X&ved=0ahUKEwjd2ujzxYvLAhWHEXIKHcmTBoMQ6AEIJDAB#v=onepage&q=igbo%20stateless%20nation&f=false James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter ''Ibos''. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.]</ref>
Ufọdi obodo ndi Ìgbò na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia|Ọ̀hà Abia]], [[Ọ̀hà Ọmambala]], [[Ȯra Ebonyi|Ọ̀hà Ebonyi]], [[Ȯra Enugu|Ọ̀hà Enugu]], ma na [[Ȯra Imo|Ọ̀hà Imo]]. [[Ȯra Delta|Ọ̀hà Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers|Ọ̀hà Rivers]].<ref>[https://books.google.de/books?id=ZfnWCQAAQBAJ&pg=PA762&dq=igbo+stateless+nation&hl=de&sa=X&ved=0ahUKEwjd2ujzxYvLAhWHEXIKHcmTBoMQ6AEIJDAB#v=onepage&q=igbo%20stateless%20nation&f=false James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter ''Ibos''. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.]</ref>


Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere;
Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere;
Ahiri 9: Ahiri 9:


== Ákíkó mbu ==
== Ákíkó mbu ==
[[File:9th century bronze ceremonial pot, Igbo-Ukwu, Nigeria.JPG|thumb|9th century bronze ceremonial pot, [[Igbo-Ukwu]], Naigeria]]
[[File:9th century bronze ceremonial pot, Igbo-Ukwu, Nigeria.JPG|thumb|9th century bronze ceremonial pot, [[Igbo-Ukwu|Ìgbò-Ukwu]], Naigeria]]
[[File:Ijele masquerade.jpg|thumb|Ijele]]
[[File:Ijele masquerade.jpg|thumb|Ijele]]
* ''ile anya [[Anieze Nri]]''
* ''ile anya [[Anieze Nri]]''
* ''ile anya [[Igbo Ukwu]] na [[Ȯra Anambra|Ọ̀hà Anambra]]''
* ''ile anya [[Igbo Ukwu|Ìgbò Ukwu]] na [[Ȯra Anambra|Ọ̀hà Anambra]]''


Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naijiria]], ndi Igbo no na Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambara, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugwu na Ọ̀hà Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ọ̀hà Delta nakwa Ọ̀hà Rivas.
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naijiria]], ndi Ìgbò no na Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambara, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugwu na Ọ̀hà Imo. Enwekwara ndi Ìgbò na Ọ̀hà Delta nakwa Ọ̀hà Rivas.


A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Ìgbò bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Ìgbò. Onweghi onye ma ndi Ìgbò ole bi n'uwa a, maka na ndi Ìgbò gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Ìgbò bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.


Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku [[Ȯra Edo|Ọ̀hà Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom|Ọ̀hà Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River|Ọ̀hà Cross River]], [[Ȯra Bayelsa|Ọ̀hà Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue|Ọ̀hà Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos|Ọ̀hà Lagos]], [[Ȯra Kano|Ọ̀hà Kano]], [[Ȯra Kaduna|Ọ̀hà Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).
Ndi Ìgbò jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku [[Ȯra Edo|Ọ̀hà Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom|Ọ̀hà Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River|Ọ̀hà Cross River]], [[Ȯra Bayelsa|Ọ̀hà Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue|Ọ̀hà Benue]]. Ebe ndi Ìgbò gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos|Ọ̀hà Lagos]], [[Ȯra Kano|Ọ̀hà Kano]], [[Ȯra Kaduna|Ọ̀hà Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).


Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
Ndi Ìgbò bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Ìgbò. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Ìgbò anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Ìgbò nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Ìgbò. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Ìgbò ma ǫdinma ndi-Ìgbò na-aga n'iru.


== Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò ==
== Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò ==
Ahiri 28: Ahiri 28:
* ''ile anya [[Chi Ewere Ehihe Jie]]''
* ''ile anya [[Chi Ewere Ehihe Jie]]''


== Nka Igbo ==
== Nka Ìgbò ==


* ''ile anya [[Nka Igbo]]''
* ''ile anya [[Nka Igbo|Nka Ìgbò]]''


== Onye Igbo ==
== Onye Ìgbò ==


* ''ile anya [[Efefe Kraịst]]''
* ''ile anya [[Efefe Kraịst]]''
Ahiri 45: Ahiri 45:
==Literature==
==Literature==


* Chidi Leonard Ilechukwu: ''Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society''. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.
* Chidi Leonard Ilechukwu: ''Ìgbò - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society''. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.


== References ==
== References ==

Orübà nà ógè 00:14, 6 Mee 2018

N'ala Naigeria, ndï Ìgbò bụ ndi atọ hiri nne na ọnụ ọgụgụ . Asusu eji mara ndiÌgbò bu asusu olu Ìgbò. Nke ọzọ bu "broken English" ha ne ku ufọdi. Imerime mmadu nasu asusu bèkeè, site na-enyemaka nke amumamu olu bèkeè.

Ufọdi obodo ndi Ìgbò na Naigeria nọ nke nnuku bu, Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Ọmambala, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugu, ma na Ọ̀hà Imo. Ọ̀hà Delta (Anioma) na Ọ̀hà Rivers.[1]

Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere; Igala, itshekiri, ibibio, idoma, tiv,d.g.z.

Ákíkó mbu

9th century bronze ceremonial pot, Ìgbò-Ukwu, Naigeria
Ijele

Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala Naijiria, ndi Ìgbò no na Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambara, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugwu na Ọ̀hà Imo. Enwekwara ndi Ìgbò na Ọ̀hà Delta nakwa Ọ̀hà Rivas.

A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Ìgbò bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Ìgbò. Onweghi onye ma ndi Ìgbò ole bi n'uwa a, maka na ndi Ìgbò gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Ìgbò bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.

Ndi Ìgbò jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku Ọ̀hà Edo, Ọ̀hà Akwa Ibom, Ọ̀hà Cross River, Ọ̀hà Bayelsa nakwa Ọ̀hà Benue. Ebe ndi Ìgbò gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Ọ̀hà Lagos, Ọ̀hà Kano, Ọ̀hà Kaduna na steti dum di na Naigeria).

Ndi Ìgbò bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrịka, Obodo Békè, Amerikạ ma o bu Asia, i ga-ahu imilikiti ndi Ìgbò. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Ìgbò anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Ìgbò nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Ìgbò. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Ìgbò ma ǫdinma ndi-Ìgbò na-aga n'iru.

Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò

Usòrò:Nsibidi.gif
Nsibiri

Nka Ìgbò

Onye Ìgbò

Lee nke özö

Literature

  • Chidi Leonard Ilechukwu: Ìgbò - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.

References

  1. James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter Ibos. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.