Ákì

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ákị́
pip
Akụkụ nkeElaeis guineensis Dezie

Áki bụ mkpụrụ nke nọ n'ime mkpụrụ nkwụ a na ata-ata . Mkpụrụ osisi nkwụ a na-enweta mmanụ abụọ dị iche: mmanụ nkwụ na- esite na ụru nkwụ mpụta, yana elu-áki nke na-esi na ákì pụta.

Avuvu ákì bụ ihe na-afọ ma apipụtacha mmanụ na ákì akwọrọ-akwọ, nke a na aghọ erimeri ehi ma ọ bụ ejiri ya na-emeho ọkụ ma na-akwanyekwa ọkụ n'ime obodo.

Aki

Ihe ejiya-eme[dezie | dezie ebe o si]

Avuvu ákì na n'enye ihe nke ndi bekee n'akpọ faiba na Protini na ahụ ụmụ anụmanụ dika ehi na ewu. [1] [2] Tinyere ihe ndị ọzọ bụ erimeri ụmụ anụmanụ, avuvu ákì ka avuvu ákì-bekee nma yana nke koko. mana avuvu nke azụ na nke mgbamgba-ekere ka ya enye ihe n'ahụ nke a n'akpọ protini.

Ihe mejupụtara ya bụ faiba 16%, avuvu ákì nwekwara ihe ndi ọzọ ọ na enye nke ndi bekee n'akpọ phosphorọs na kalziụm nke na edozi ọkpụkpụ. Onwekwara ihe ndi ọzọ: Magneziụm, Ayọn na zink. [3] Ihe ndi ozo atuputara maka inye umu ehi nri bu ahihia kernel (50%), molasses (5%), ahihia (42%), nzu (1.5%), premix mineral (1%), na nnu ( 0,5%), ya na trace element / vitamin premix.

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Nmanụ nkwụ
  • Ọrụ ugbo
  • Okwu banyere gburugburu ebe obibi na ọrụ ugbo
  • Mmetụta mmekọrịta mmadụ na gburugburu ebe obibi nke mmanụ nkwụ

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Evaluation of Palm Kernel Meal and Corn Distillers Grains in Corn Silage-Based Diets for Lactating Dairy Cows Carvalho, Cabrita, Dewhurst, Vicente, Lopes, and Fonseca, 2006, Journal of Dairy Science Vol. 89, No. 7
  2. Palm Kernel Cake as a supplement for fattening and dairy cattle in Malaysia FY Chin, 1992, FAO, Manado, Chapter 25
  3. Quality and Characteristics of Malaysian Palm Kernel Cakes/Expellers Tang Thin Sue, 2001, Palm Oil Developments 34