Ȯra Ondo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ȯra Ondo
Ora no na ime Naijiria
Oge/afọ mmalite3 Febụwarị 1976 Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi steetiAkure Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ7°10′0″N 5°5′0″E Dezie
geoshapeData:Nigeria/Ondo.map Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereGọvanọ nke Ondo Steeti Dezie
Executive òtùexecutive council of Ondo State Dezie
òtù omebe iwuOndo State House of Assembly Dezie
onye nweSunshine Stars F.C. Dezie
dochieWestern State Dezie
Asụsụ ọ na-asụAsụsụ Okpamheri, Asụsụ Ivbiosakon, Edo, Izon language, Ayere Dezie
postal code340001 Dezie
webụsaịtịhttps://ondostate.gov.ng/ Dezie
udi maka maapụCategory:Maps of Ondo State Dezie
Map
Nkenke akụkọ ihe mere eme nke Ondo na asụsụ Ondo site n'onye na-asụ asụsụ ala a.

Ondo State bu state no n'ime Naigeria.

Ihu igwe[dezie | dezie ebe o si]

Ihu igwe Ondo Steeti dị abụọ, ha bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido na ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Ondo Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Naijiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na ala ọmajiji na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]