Ikechukwu Francis Okoronkwo
Ikechukwu Francis Okoronkwo (amụrụ na 27 Mee 1970) bụ onye Naijiria, onye na-ese ihe, onye na-akpụ ihe na onye edemede.[1]
Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]
A mụrụ Ikechukwu na 27 Mee 1970 n'ime ezinụlọ Francis Okoronkwo na Oguta, Nigeria. Ọ gụsịrị akwụkwọ ma nweta nzere B.A. na Creative arts na Mahadum Port-Harcourt n'afọ 1995 na n'afọ 2001, ọ gụsịrị M.A. Fine Art na Mahadum Nigeria, Nsukka.[2][3][4]
Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]
Ikechukwu Francis Okoronkwo egosipụtala ihe ngosi dị iche iche nke obodo na mba ụwa, ụfọdụ n'ime ha gụnyere: Created For A Purpose (With David Enyi) B.V.L, Port-Harcourt 1997, Terrain Of The Mind Ondo . Ondo State 1996,Views (With Jumah Ibeagbazi) Alliance Francaise, Kaduna State 2004, A Village Square. Omega Gallery, Sheraton Hotels and Towers Abuja 2005, DUTA, Biennale des Arts Visuels, Bonapriso Center For the Arts. Douala, Cameroon 2007, A Glimpse into Nigerian Art. Cheikh Anta DIOP University, Dakar, Senegal 2006.[5][6]
Ihe Odide[dezie | dezie ebe o si]
Akwụkwọ mbụ nke Ikechukwu Francis Okoronkwo bipụtara bụ Petals and Thorns, nchịkọta uri iji sọpụrụ ndị ọ kpọrọ aha dị ka ndị nọ ya nso n'obi na ndị nyeere ya aka mgbe ọ na-etolite.[7]
Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]
- Ade Adekola
- Nengi Omuku
- Lemi Ghariokwu
Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Head of jury panel revealed (en). Pulse Nigeria (2016-10-27). Retrieved on 2021-08-10.
- ↑ Peju Layiwola heads LIMCAF’s 2016 jury panel (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2016-10-26). Retrieved on 2021-08-10.
- ↑ Francis Ikechukwu Okoronkwo - Netizen. artsandculture.google.com. Retrieved on 2021-08-08.
- ↑ Peju Layiwola heads LIMCAF 2016 grand jury panel (en-US). Vanguard News (2016-10-23). Retrieved on 2021-08-10.
- ↑ Nzewi (2012). "exhibition reviews". African Arts 44 (2): 80–87. DOI:10.1162/afar.2011.44.2.80. ISSN 0001-9933.
- ↑ Nzewi (2011). "Review of Dak'Art 2010". African Arts 44 (2): 80–87. ISSN 0001-9933.
- ↑ Okoronkwo (2016). Petals And Thorns.. Trafford Publishing. ISBN 978-1-4907-7652-1. OCLC 1152241000.