Ikemefuna Enemkpali

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ikemefuna Enemkpali
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Julaị 1991 Dezie
Ebe ọmụmụPflugerville Dezie
Ọrụ ọ na-arụAmerican football player Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichedefensive end Dezie
ebe agụmakwụkwọPflugerville High School Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuLas Vegas Raiders, Louisiana Tech Bulldogs football Dezie
ụdị egwuregwuAmerican football Dezie

IkemefunaChinedum "ik" Enemkpali (ma ụrụ Jya ụbọchị nke atọ nke ọnwa Julaị na afo otu puku na narị itenanị na ịrị na itenanị na otu) Ọ bụ onye na agbachitere ndị mba Amerịka fotu bọọlụ. O bụ ndị York Jets bụ ndị dọtara ya na agba nke isii nke 2014 NFL Draft . Ọ gbara bọọlụ kọleji na Lobodo ouisiana Tech .

A kacha mara Enemkpali n'ihi esemokwu ya na onye na-agba ọsọ azụ bụ Geno Smith, mgbe ọ sụrụ Smith ọkpọ na agba ya n'ihi $ otú puku na narị abụọ tiketi ụgbọ elu, $ narị isii nke a ga-akwụghachi. Ọkpọ ahụ gbawara agba Smith nke a dulara Enemkpali.

Oge mbu[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Enemkpali na obodo Pflugerville na mba Texas, na July 3, 1991, nye ndị Naijiria kwabatara. [1] Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Ụlọakwụkwọ dị elu nkePflugerville dị na mba Texas, ebe ọ na-egwuri egwu maka ndị otu egwuregwu Panthers. A hoputara Enemkpali n'otu ndị mbu nke 25-5A na ndi ato nke Etiti mbaTexas site na aka nwoke onye mba Amerịka [2] O nwere ngwugwu iri isii na isii na ngwongwo iri na anọ n'oge ya n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị.

Ụlọ akwụkwọ kọleji[dezie | dezie ebe o si]

Enemkpali gara Mahadum Louisiana Tech site na puku abụọ na itenanị ruo puku abụọ na iri na ato. A họọrọ ya na afọ puku abụọ na iri na abụọ nye ndị Otu Izizi nke All-WAC na Otú izizi nke All-Louisiana n'oge ọ ka na-eto eto. Akpọrọ ya aha dị ka onye ọkpụkpọ Mgbabido egwuregwu nke afọ puku abụọ nairi na abụọ n'oge nke ọ ka na amalite amalite. A họọrọ ya afọ puku abụọ na iri na abụọ nye ndị otu izizi nke All-Conference USA na ndị otu izizi nke All-Louisiana mgbe ọ gbasịrị nnukwu oge. Ahoputara ya dika onye ochichi nke Willie Roaf Lineman nke afọ puku abụọ na iri na abụọ na oge ogugu ya. [2]

Ọrụ ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

New York Jets[dezie | dezie ebe o si]

Ndị New York Jets họpụtara Enemkpali na agba nke isii (guud nke narị abụọ na iri) nke afọppuku abụọ na iri na anọ nke NFL Draft . [3] N'oge rookie ya, ọ pụtara na egwuregwu isii, na -eme ụzọ atọ ma na-agbachitere bọọlụ abụọ.

Ka ọnwa nke iri na otu dị na mkpụrụ ụbọchị iri na otu nke ọnwa itolu na afọ puku abụọ na iri na ịse. Enemkpali bịakwutere onye na-agba ahịa azụ bụ Geno Smith n'ọnụ ụlọ akpọchi akpọrọ maka narị isii nke $ nke ọ a ebo Smith ebubo ọ ji ya. Enemkpali tiri Smith ọkpọ n'ihu ya, na-agbara agba ya. Ndị Jets wepụtara Enemkpali obere oge ka nke ahụ gasịrị. [4] [5]

Bili Bufalo[dezie | dezie ebe o si]

Na ọnwa Ọgụstụddị na mkpụrụ ụbọchị iri na abụọ na afọ puku abụọ na iri na ịse, otu ụbọchị ka ndị Jeti gbapụrụ Enemkpali, ndị Buffalo Bills kwupụtara onye zụrụ Rex Ryan (onye nchịkwa isi Jets na puku abụọ na iri na anọ) dị ka onye nchịkwa isi ha na afọ ahụ. [6] Eji Bill wepụta ya na ụbọchị nke anọ nke ọnwa Septemba na afọ puku abụọ na iri na ịse mana ọ bịanyere aka na ndị otu ahụ ụbọchị ole na ole ka nke ahụ gasịrị. [7] Na mkpụrụ ubọchị ịrị nke ọnwa Septemba, ihe fọrọ nke nta ka otu ọnwa ọ jiri wakpo Smith, ndị NFL kwụsịrị Enemkpali igwu egwuregwu anọ. [8] [9] N mkpụrụ ụbọchị iri na otu nke ọnwa Septemba na afo puku abụọ na iri na ịse, a kwalitere Enemkpali na usoro nwoke ha dị iri ise na ise; [10] etinye ya na debere / kwụsịtụrụ na-esote ụbọchị. [11] Ọ gbara egwuregwu iri na otu na afọ puku abụọ na iri na ịse site n’ọkpụkpụ iri na atọ.

Na mkpụrụ ụbọchị nke iri na abụọ nke ọnwa Ọgụstụ nke afọ puku abụọ na iri na isii, esemokwu ọzọ bilitere ka Enemkpali batara ọgụ na onye ọkpọ egwuregwu na onye otu egwuregwu Cyrus Kouandjio n'oge ọzụzụ. [12] Otu ụbọchị ka e mesịrị, Enemkpali merụrụ ahụ n'ikpere n'oge egwuregwu preseason nke mbụ megide Indianapolis Colts, nke mechara kpughee na ọ bụ ACL a dọwara ya, nke a mere e jiri wepụ Enemkpali n'egwuregwu afọ pukuabụọ na iri na isii niile. [13] E nyere ya ụlọ ọrụ na-akwụghị ụgwọ na-esote oge a.

Oakland Raiders[dezie | dezie ebe o si]

Na mkpụrụ ụbọchị anọ nke ọnwa Ọgụstụ nke afọ puku abụọ na iri na asaa, ndị Oakland Raiders bịanyere aka na Enemkpali. [14] Ndị otu gbaghapụrụ ya ka ọnwa Septemba dị na mkpụrụ ụbọchị abụọ na afọ puku abụọ na iri na asaa. [15]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Nwanne Enemkpali, Nneka gbara bọọlụ maka Texas Longhorns site na 2011 rue na 2015. Seattle Storm hotara ya ahoro nke iri abuo na isii nke akwukwo WNBA n’aho 2015 . [16]

Njide 2011[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe Enemkpali dị afọ iri na iteghete, ọ tụbara onye ọrụ nchekwa aka wee bụrụ onye osote ya meruru ya. [17] Emesmkpali mechara nwatakiri Enemkpali na batrị dị mfe, debere ọnwa iri na atọ, ma nye ya iwu ka ọ gaa elekere iri atọ na abụọ nke ọrụ obodo na klaasị njikwa iwe. [18]

  1. Nawrocki, Nolan. Draft 2014: Prospects. National Football League. Retrieved on August 12, 2015.
  2. 2.0 2.1 Louisiana Tech Profile. Archived from the original on 2017-03-19.
  3. Jets Draft: Get To Know Round 6-7 Selections.
  4. Rosenthal, Gregg (August 11, 2015). Geno Smith out 6-10 weeks after being punched in jaw. National Football League. Retrieved on August 11, 2015.
  5. Inabinett, Mark (August 11, 2015). New York Jets altercation creates roster opening for Javier Arenas. AL.com. Retrieved on August 11, 2015.
  6. Bills claim IK Enemkpali. WGRZ. Retrieved on August 12, 2015.
  7. Buffalo Bills sign IK Enemkpali to practice squad. Retrieved on September 7, 2015.
  8. Enemkpali suspended 4 games for punching Geno.. NFL. Retrieved on September 10, 2015.
  9. Ian Rapoport on Twitter.
  10. Enemkpali added to Buffalo Bills' 53-man roster.. NFL. Retrieved on September 11, 2015.
  11. Chris Brown.
  12. IK Enemkpali tries to punch teammate, exactly 1 year after Geno Smith. New York Post. Retrieved on August 12, 2016.
  13. Enemkpali tears ACL, out for 2016 season. NFL. Retrieved on August 13, 2016.
  14. Raiders Announce Transactions. Raiders.com.
  15. Raiders Announce Transactions. Raiders.com. Retrieved on September 8, 2017.
  16. Nneka Enemkpali's Texas Profile. Retrieved on October 25, 2015.
  17. Ben Shpigel "Raised to Be Respectful, Ikemefuna Enemkpali Lets a Dispute Get the Better of Him". nytimes.com. August 14, 2015. Retrieved September 22, 2015.
  18. Michael O'Keefe "Before punching Geno Smith, ex-Jets LB IK Enemkpali attacked a police officer in 2011". nydailynews.com. August 12, 2015. Retrieved September 11, 2015.