Ini Dima-Okojie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ini Dima-Okojie
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIni Dima-Okojie Dezie
Aha ọmụmụIni Dima-Okojie Dezie
Aha enyereIna Dezie
aha ezinụlọ yaDima, Okojie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Jụn 1990 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Dị/nwunyeAbasi Ene-Obong Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, model Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọNew York Film Academy, Mahadum ọgbụgba ndụ Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2014 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaBlood Sisters Dezie
ahọpụtara makaThe Future Awards, Golden Movie Awards, ELOY Awards, City People Entertainment Awards, Nigeria Entertainment Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Ini Dima-Okojie

Ini Dima-Okojie bụ nwaafọ Naịjirịa na -eme ihe nkiri. [1]

Mmalite ndu na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

Ini Dima-Okojie, onye amuru na abali iri-abuo n’onwa Juun, bu onye na-eme ihe nkiri amuru n' obodo Naijiria. Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Covenant University, Nigeria ebe ọ nwetara akara mmụta na International Relations. Ini kwụsịrị ọrụ ya n' ụlọ akụ na ụba iji chụsoo ụzọ n'ime ịhụnanya mbụ ya-ime ihe nkiri. Nke a dugara ya inweta akara ugo mmụta site na ịme ihe nkiri New York Film Academy . [2] [3] Ini bịakwara Become A Host Bootcamp mgbe ọ bụ otu n'ime ndị Naijiria ole na ole ahọpụtara isonye na Relativity Workshop, ma na Los Angeles, California. Ọrụ Dima-Okojie enwetala nhọpụta ọdịnihu maka ime ihe ọ na-aga n’ihu na-eto ma obodo ma mba ofesi toro eto na ịdị ọhụrụ nke ọrụ ya.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Dima-Okojie gbara arụkwaghịm n'ọrụ ya na ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego iji chụsoo ọrụ na ntụrụndụ. [4] Ọrụ ihe nkiri ya malitere na 2014 mgbe ọ na-egwu "Feyisayo Pepple" n' usoro telivishọn, Taste of Love . [5] N’afọ 2016, ọ bụụrụ “Hadiza Ahmed” na ihe nkiri ahụ North East ; Omume ya bụ nwanyị Alakụba nke malitere mmekọrịta ịhụnanya na nwoke si n'okpukpe dị iche. Maka ọrụ ya na ihe nkiri a, a hoputara ya maka Nwanyị Kachasị Mma na Ọrụ Nkwado na 2017 Nigeria Entertainment Awards . [6] A họpụtakwara Dima-Okojie maka Most Promising Actress na City People Movie Awards gburugburu oge ahụ. [7]

Achọpụtakwara Dima-Okojie inwe ezigbo ejiji, Pulse Nigeria na ụlọ ọrụ mgbasa ozi ndị ọzọ na-akọwa ya dịka otu n'ime ndị ama ama kachasi ejikere na Nigeria. [8] Na 2017, a họpụtara ya maka ihe nrite The Future Awards maka ime ihe nkiri. Dima-Okojie akpọwo Majid Michel na Richard Mofe-Damijo bụ ndị nkiri Nollywood kacha amasị ya. Ọ pụtara na ndepụta Pulse nke Naijiria nke ndị nkiri Nollywood asaa nke 2017.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Taste of Love (2014)
  • Skinny Girl in Transit (2015 - 2017)
  • Desperate Housewives Africa (2015)
  • It's Her Day (2016)
  • North East (2016)
  • The Royal Hibiscus Hotel (2017)
  • Death Toll
  • Bad Hair Day
  • A Bone To Pick
  • The Following Day
  • Vanity Last Game (by MNet)
  • Battleground
  • 5ive
  • Sylvia (2018)
  • Funke! (2018)
  • Oga! Pastor (2019)
  • Kpali (2019)

Àtụ:Columns-list

Ihe Osise[dezie | dezie ebe o si]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ ndi ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Ini Dima-Okojie on IMDbi Dima-Okojie on IMDb