Isaac Ayodeji
Isaac Ayodeji bụ onye odee fim na onye na-emepụta ihe nkiri na Naijiria. Ọ bụ onye physiotherapist a zụrụ azụ tupu ọ banye n'Ime ihe nkiri.[1] Otu n'ime ọrụ ya bụ ihe nkiri a na-akpọ Suky. Ọ bụ Bamidele Adelusi mepụtara ya, ebe Ola Cardoso duziri ya. E wepụtara ihe nkiri ahụ na 7th March, 2025 na Prime Video na 7th Machị, 2025. [2] O sonyere n'ọrụ ndị ọzọ gụnyere Think Wura, Chronicles, Refuge, 10th Avenue, na The Yard, usoro ihe nkiri nwere nkega otu narị na iri atọ nke na-egosi na African Magic Showcase yana Showmax.[3]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ayodeji malitere ọrụ ya na ime ihe nkiri na Mahadum mgbe ọ zutere Taiwo Egunjobi . Ọbụbụenyi a mere ka ọ banye n'ụwa ihe nkiri, nke mere na ndị enyi a rụkọrọ ọrụ ọnụ iji wepụta In Ibadan (2021), All Na Vibes (2021), Crushed Roses (2022), A Green Fever (2023) na The Fire and The Moth (2025).[4][5] N'afọ 2019, a họpụtara akụkọ ya akpọrọ, "Abacha Forever" maka K&L Prize For Literature 2019. [6][7][8]
O nwekwara ihe nkiri dị mkpirikpi dịka, And The Winner Is (2019), Crushed Roses (2022), Ebubedike (2021), Dwindle (2021), Rebellion (2021), Quit Notice (2021) na Love and Jealousy (2023). [2]
Imekọ ihe ọnụ ya na ndị mmadụ
[dezie | dezie ebe o si]Ayodeji sooro ọtụtụ ndị mmadụ rụkọọ ọrụ na ime ihe nkiri. Ndị a gụnyere mmepụta ya na M-Net, Film Trybe, Rok Studio na ọtụtụ ndị ọzọ. Ya na Bamidele Adelusi arụkọwokwa ọrụ. Ya na Taiwo Egunjobi bụ onye nduzi ihe nkiri arụkọwokwa.[9][10][11]
Mbipụta
[dezie | dezie ebe o si]- Home Manual[2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ The Home Manual | Ayodeji Oluwaseyi Isaac | Fiction (en-US). Brittle Paper (2019-02-18). Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 Adedayo (2025-03-10). My Life In Nollywood: Isaac Ayodeji (en-GB). The Culture Custodian (Est. 2014.). Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ Lasisi (2025-05-28). “The Yard”: Musa Jefferey David and Isaac Ayodeji Unpacks What it Means To Work in a Nigerian Writers’ Room (en-GB). The Culture Custodian (Est. 2014.). Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ 14 Prolific Writer-Director Collaborations in Nollywood - Afrocritik (en) (2025-05-12). Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ Kan (2024-04-06). A Green Fever: For Taiwo Egunjobi, less is more - Seyi Lasisi. (en-US). The Lagos Review. Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ Iwunze-Ibiam (2019-05-13). Judges, Zana Bell and Uchechukwu Umezurike, Have Announced The Shortlist of The K& L Prize For Literature 2019 (en-US). Creative Writing News. Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ Amazon.com (en-us). www.amazon.com. Archived from the original on 2025-03-07. Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ Iwunze-Ibiam (2019-05-08). 35 Writers Longlisted For The Inaugural Edition of the K & L Prize For Literature (en-US). Creative Writing News. Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ Taiwo Egunjobi Talks Thrillers, Collaboration, and Tayo Faniran’s Unconventional Performance in "The Fire and the Moth" (en). Nollywood Reporter. Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ Chiemeke (2025-06-22). Out Of Africa: Taiwo Egunjobi Talks … The Fire And The Moth | The British Blacklist (en-GB). Retrieved on 2025-10-10.
- ↑ Kan (2024-04-06). A Green Fever: For Taiwo Egunjobi, less is more - Seyi Lasisi. (en-US). The Lagos Review. Retrieved on 2025-10-10.