Gaa na ọdịnaya

Isaac Ruzama Jimba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Isaac Ruzama Jimba bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke sitere na Kogi steeti, a mụrụ na October 1948. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye nnọchiteanya nke National Assembly, na-anọchite anya Bassa/Dekina Federal Constituency site na 1990 ruo 2003 na ọzọ na 2003 ruo 2007, dịka onye òtù All Nigeria Peoples Party (ANPP).[1][2][3]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. The House of Representatives, Federal Republic of Nigeria. web.archive.org (2007-12-21). Archived from the original on 2007-12-21. Retrieved on 2025-01-08.
  2. House of Representatives Member | Honourable Isaac Ruzama Jimba. web.archive.org (2007-10-20). Archived from the original on 2007-10-20. Retrieved on 2025-01-08.
  3. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.