Gaa na ọdịnaya

Isah Idris Alhaji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

    Isah Indris Alhaji (Amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1968) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Kano Steeti, Naijiria. Ọ nọchitere anya Nassarawa gọọmenti etiti ntuli aka na Ọgbakọ Mba dị ka onye otu ụlọ ndị nnọchiteanya. A họpụtara ya n'okpuru ọkọlọtọ nke All Nigeria Peoples Party (ANPP) ma jee ozi site na afọ 2007 ruo afọ 2011.[1][2]

    Edensibia

    [dezie | dezie ebe o si]
    1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-05.
    2. House of Representatives Member | Honourable Chief Mba Ajah (2007-12-02). Archived from the original on 2 December 2007. Retrieved on 2025-01-05.