Isaiah Oghenevwegba Ogedegbe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Isaiah Oghenevwegba Ogedegbe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereIsaiah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụblogger Dezie

Isaiah Ogedegbe (amuru na 14 June 1991),[1] makwaara dika Isaiah Oghenevwegba Ogedegbe, bu onye okpukpere chi Naigeria na onye na-ede blooga. O nwere bloog na Intanet akporo "Warri Times".

Isaiah Ogedegbe na-eji website ya dee akoko na abe gbasara ndu Naigeria ama ama. O dere otu abe gbasara Nelson Mandela na 29 Septemba, 2022.[2]

Da ka isi mmalite si kwuo, Isaiah Ogedegbe buru amuma ziri ezi gbasara Synagogue Church building collapse tupu ya emee.[3][4] A maara ya nke ama na Warri maka amuma ziri ezi o buru banyere Naigeria.[5] Da ka isi mmalite si kwuo, Isaiah Ogedegbe kporo onwu T. B. Joshua "nnukwu mfu nye ndi mmadu" ke ini enye akakpade ke 2021.[6] Na 13 June, 2023, ka ndi mmadu mechara T. B. Joshua afo 60, akwukwo Nation kwuru na Isaiah Ogedegbe ji okwu ndi a too ndi T. B. Joshua, mgbe onwuro:

"N'ime ihe oma, o nweghi nwa klas m na ekwere m na amara nke Chineke n'elu ndu ya. O kpaliri mba da iche iche, ndi bishop na ndi akachukwu. N'idi umeala n'obi ya, o metotara mba da iche iche. O bu nwoke na-ekpe ekpere ka Devid".[7][8][9]

Ka mgbasa ozi si gosi ya[dezie | dezie ebe o si]

Aha Isaiah Ogedegbe agbasala n'ihi oru mgbasa ozi ya duka onye na-ede blooga.[10]

Afo ole na ole gara aga, o weghachiri akuko otu Baba Abiye nke Ede bu onye kwuru banyere etu Joseph Ayo Babalola si nwu na akuko aho gbasara n' intanet na aha ya.[11] [12] [13] [14] [15] [16]

Na 11 Jula 2014, aha ya mere isi oku mgbe o dere abu iji too ndu Kefee.[17][18]

Na 16 February 2018, aha ya mere isi okwu mgbe o gwara Kemi Omololu-Olunloyo ka o dee akuko nke oma iji gbanaro nsogbu.[19]

Na 9 June 2020, aha ya mere isi okwu mgbe iwe were ya maka ogbugbu George Floyd na Amerika. O kporo ya "mkpughe nke ikpa oke agbaro na nso nso a".[20]

Esemokwu[dezie | dezie ebe o si]

Isaiah Ogedegbe bu onye a ma ama maka amuma ya gbasara onye isi ala Naijiria,[21][22] echewo izu ohi amuma ya ihu.


Na 27 February 2017, akuko sitere na Warri Times mere ka oha na eze kwuo okwu plagiarism metotora onye okpukpere chi Naijiria.[23]

Isaiah Ogedegbe katoro plagiarism na o na-eme ka ndi ozo ghara obu ndi okike.[24] Da ka Isaiah Ogedegbe si kwuo, n'oge a, ndi mmadu ka na-eji akuko ndi ozo da ka o bu akuko mpu ha.[24]

Na 29 Maach 2023, Isaiah Ogedegbe gwara ndi ntorobia Naigeria ka ha kpachara anya maka ihe ha na-ebipota na Intanet gbasara Bola Tinubu.[25]

Uka Ndi Krist na okwuchukwu[dezie | dezie ebe o si]

Isaiah Ogedegbe bu onye nchoputa na onye nlekota izugbe nke God's Prevailing Kingdom Ministry, o malitere uka nke ya site na ndu Chineke kemgbe Jenuwari 12, 2020 na Warri.[26][27]


Dika onye Chineke kporo ka o kwusa ozi, kuziere na ibu amuma, Isaiah Ogedegbe na-eji bloogu ya rute ndi otu Krist okwuchukwu ya nke gunyere: "Oghota Ofis Onye-Amuma",[28][29] na kwa, "Na Omo-Nwanyi Na Ego". [30]

Ndu onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Oghara-Iyede (nke aho da na Isoko North Local Government Area nke Delta Steeti, Naijiria) bu obodo Isaiah Ogedegbe sitere na nke a mere ya onye Isoko.[26][27] O nwere nwunye ma o bi na Warri, Delta Steeti, Naijiria.[26] Nwanne ya nwoke nke toro ya bu Stewart Ogedegbe.[26][27]

Foto[dezie | dezie ebe o si]

Links n'aga n'ezi[dezie | dezie ebe o si]

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]

Ntuaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Pastor Isaiah Ogedegbe: The Story Of My Birth. Blank NEWS Online. Archived from the original on 2022-10-20. Retrieved on 2023-06-17.
  2. POEM: Nelson Mandela And Apartheid -By Isaiah Ogedegbe. NaijaOnPoint. Archived from the original on 2022-10-17. Retrieved on 2023-06-18.
  3. TEN THINGS THAT WILL HAPPEN IN 2014 - PROPHET OGEDEGBE. Gong News. Archived from the original on 2016-10-09. Retrieved on 2023-06-18.
  4. PROPHESY: How I Predicted The 2014 Synagogue Church Building Collapse - Prophet I. O. Ogedegbe. Blank NEWS Online. Archived from the original on 2022-10-18. Retrieved on 2023-06-18.
  5. PASTOR OGEDEGBE AND HIS MANY HAPPENING PROPHECIES. Gong News. Archived from the original on 2016-10-09. Retrieved on 2023-06-18.
  6. Prophet T.B Joshua Biography, Wikipedia, Net-worth, Age, And Ministry. Nobelie.com. Archived from the original on 2023-03-15. Retrieved on 2023-06-18.
  7. Iginla, TeeMac, others eulogise TB Joshua at posthumous birthday. The Nation Newspaper. Archived from the original on 2023-06-13. Retrieved on 2023-06-17.
  8. EVENT: EVELYN JOSHUA, THE LATE TB JOSHUA'S WIFE, HOSTED HER HUSBAND'S CLASSIC 60TH POSTHUMOUS BIRTHDAY CELEBRATION (Details Of The Event). Event Diary Lifestyle (14 June 2023). Archived from the original on 16 June 2023. Retrieved on 16 June 2023.
  9. Encomium As SCOAN, TeeMac, Iginla, Others Celebrates Late Prophet T.B Joshua Posthumous 60th Birthday + Photos. The Scoper Media (13 June 2023). Archived from the original on 18 June 2023. Retrieved on 17 June 2023.
  10. Chris, David (15 February 2018). Meet Isaiah Ogedegbe, The Founder of Warri Times Newspaper. Ngyab.com. Archived from the original on 16 August 2018. Retrieved on 19 June 2023.
  11. HOW APOSTLE JOSEPH AYO BABALOLA DIED- PROPHET I.O. OGEDEGBE. GospelBuzz.com. Archived from the original on 16 October 2022. Retrieved on 19 June 2023.
  12. Olajire, Bolarinwa (16 August 2018). HOW APOSTLE JOSEPH AYO BABALOLA DIED ON 26 JULY 1959. ServantBoy.com. Archived from the original on 28 May 2023. Retrieved on 19 June 2023.
  13. How Apostle Ayo Babalola Died On Sunday 29th July 1959. Opera News. Archived from the original on 11 February 2023. Retrieved on 19 June 2023.
  14. HOW APOSTLE JOSEPH AYO BABALOLA DIED- PROPHET I.O. OGEDEGBE. AfricanOrbit.com (19 February 2014). Archived from the original on 8 December 2022. Retrieved on 19 June 2023.
  15. How Apostle Joseph Ayo Babalola dies- Prophet I. O. Ogedegbe. CAC World News (28 August 2017). Archived from the original on 16 October 2022. Retrieved on 19 June 2023.
  16. Apostle Joseph Ayo Babalola's Last Moments On Earth- Prophet I.O. Ogedegbe. FiloPost.com (13 August 2018). Archived from the original on 25 August 2018. Retrieved on 19 June 2023.
  17. Kefee for burial today. Sky Gate News (11 July 2014). Retrieved on 19 June 2023.
  18. Essang, Essang (11 July 2014). Kefee for burial today. Plus Naija. Archived from the original on 23 September 2015. Retrieved on 19 June 2023.
  19. Chris, David (16 February 2018). Kemi Omololu-Olulonyo Advised y Isaiah Ogedegbe To Write Articles Responsibly. Ngyab.com. Archived from the original on 8 October 2018. Retrieved on 19 June 2023.
  20. BLACK LIVES MATTER! THE KILLING OF GEORGE FLOYD CONDEMNED BY PASTOR ISAIAH OGEDEGBE. Warri Voice (9 June 2020). Archived from the original on 20 July 2022. Retrieved on 19 June 2023.
  21. 2016: PRESIDENCY NEEDS PLENTY OF PRAYERS - OGEDEGBE. Gong News (31 December 2015). Archived from the original on 9 October 2016. Retrieved on 22 June 2023.
  22. BUHARI WILL BE DISTRACTED IN 2017 BUT PRAY FOR HIM - OGEDENGBE. Gong News (21 June 2016). Archived from the original on 9 October 2016. Retrieved on 22 June 2023.
  23. Plagiarism: Read How Emmanuel Ejembi Ameh Stole Pastor Isaiah Ogedegbe's 2017 Prophesies. Blank NEWS Online (27 February 2017). Archived from the original on 15 August 2018. Retrieved on 22 June 2023.
  24. 24.0 24.1 Ogedegbe, Isaiah (3 June 2023). A Peep Into Plagiarism In Our Society Today -By Isaiah Ogedegbe. Opinion Nigeria. Archived from the original on 4 June 2023. Retrieved on 22 June 2023.
  25. Tinubu: Be Careful Of What You Post Online -By Isaiah Ogedegbe. TimesOF.com.ng (29 March 2023). Archived from the original on 5 April 2023. Retrieved on 23 November 2023.
  26. 26.0 26.1 26.2 26.3 The Story Of Isaiah Ogedegbe. Pastor Isaiah Ogedegbe (14 July 2022). Archived from the original on 14 October 2022. Retrieved on 26 December 2023.
  27. 27.0 27.1 27.2 About. Isaiah Ogedegbe Blog (16 October 2022). Archived from the original on 16 October 2022. Retrieved on 26 December 2023.
  28. Message: Understanding The Office Of A Prophet -By Isaiah Ogedegbe. Isaiah Ogedegbe Blog (27 November 2021). Archived from the original on 6 December 2021. Retrieved on 26 December 2023.
  29. Understanding The Office Of A Prophet. Pastor Isaiah Ogedegbe (16 July 2022). Archived from the original on 18 July 2022. Retrieved on 26 December 2023.
  30. On Women And Money - By Isaiah Ogedegbe. Pastor Isaiah Ogedegbe (27 August 2022). Archived from the original on 20 April 2023. Retrieved on 26 December 2023.