Isoken Henrietta Igbinosa
Ọdịdị
Isoken Henrietta Igbinosa bụ prọfesọ mahadum na onye nyocha na Mahadum Benin, obodo Benin, Naịjirịa. [1] Ọ bụ ọkachamara nyocha ya na ngalaba mgbochi antimicrobial na nchekwa nri.[2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Igbinosa na nkuzi na Department of Environmental Management and Toxicology na Mahadum Benin, Naịjirịa.[2]
Nnabata
[dezie | dezie ebe o si]A họpụtara Igbinosa n'afọ 2024 dị ka onye otu ụlọ akwụkwọ sayensị nke Africa.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Author – Africa Research Connect (en-US). Retrieved on 2025-08-08.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 Prof. Isoken Henrietta Igbinosa | The AAS (en). aasciences.africa. Retrieved on 2025-08-08. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":0" defined multiple times with different content