Gaa na ọdịnaya

Ja'afaru Mohammed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ja'afaru Mohammed bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu na-anọchite anya Agwara/Borgu Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya na 1 Febụwarị 1972, o si Niger Steeti. A họpụtara ya na House of Representatives na ntuli aka 2019 ma họpụtaghachi ya na 2023 n'okpuru All Progressives Congress (APC).[1][2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). Citizen Science Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Citizen Science Nigeria (en). Citizen Science Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
  3. National Assembly | Federal Republic of Nigeria. National Assembly of Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.