Gaa na ọdịnaya

Jacqueline Murekatete

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Jacqueline Murekatete bụ onye na-akwado ikike mmadụ, na onye guzobere NGO Genocide Survivors Foundation. Murekatete dị afọ itoolu tụfuru ọtụtụ ezinụlọ ya n'oge mgbukpọ nke Rwandan megide ndị Tutsi, [1] e nyere ya mgbapu na 1995 na US, [2] ebe nwanne nna ya zụlitere ya.[3] Murekatete malitere ịkọ akụkọ ya mgbe David Gewirtzman, onye lanarịrị Oké Mgbukpọ ahụ, kwuchara banyere ahụmahụ ya n'ụlọ akwụkwọ ya. [4][5]

Òtù Murekatete na-enweghị uru, Genocide Survivors Foundation na-akụziri ndị mmadụ banyere Mgbukpọ agbụrụ na mpụ ndị ọzọ, ma na-akpata ego iji kwado ndị lanarịrị mgbukpọ agbụọ.[1]

Mahadum New York kwanyeere Murekatete ugwu na 2011 site na Distinguished Young Alumna Award, ọ bụkwa otu n'ime ndị natara onyinye na onye mmeri nke 2010 VH1 Do Something Awards. [7][8][9] Ọ bụkwa onye natara Global Peace and Tolerance Award site na United Nations.[10]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. What We Do. Genocide Survivors Foundation.