Janet Nabla
Ọdịdị
Janet Asana Nabla bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana. Ọ bụ onye ga-azọ ọkwa onyeisiala maka People's National Party na ntuli aka izugbe Ghana nke afọ 2024[1] [2][3]
ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Nabla bụ n'otu oge odeakwụkwọ ukwu maka People's National Convention . [3]
Nkwado onye isi ala
[dezie | dezie ebe o si]Akpọrọ Nabla aha ọkọlọtọ maka People's National Party (PNP) mgbe ọgbakọ ndị isi otu National Executive Committee na 1 Septemba 2024.[1] [2] Nabla bụ onye ga-azọ ọkwa onyeisiala na Ghana ya na Dr. Ayesu dịka onye na-eso ya [4]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ntuli aka nke Ghana na 2024
- ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Ghana
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Our country's systems not working – Janet Nabla (en). classfmonline.com (2024-06-12). Retrieved on 2024-09-06.
- ↑ PNP chooses Janet Nabla as Flagbearer (en-US). Ghana News Agency (2024-09-03). Retrieved on 2024-09-06.
- ↑ 3.0 3.1 Eric. "Election 2024: Former PNC Secretary Janet Nabla named flagbearer for PNP", Modern Ghana. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":1" defined multiple times with different content - ↑ GTonline (2024-09-13). 3 more presidential candidates file nominations to contest Dec 7 polls (en). Ghanaian Times. Retrieved on 2024-09-17.