Jean-Claude Marcourt
Ọdịdị
Jean-Claude Marcourt
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Belgium |
| Aha enyere | Jean-Claude |
| Aha ezinụlọ ya | Marcourt |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọktoba 1956 |
| Ebe ọmụmụ | Awans |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọka iwu |
| Ọkwá o ji | Member of the European Parliament, Member of the Parliament of Wallonia |
| Ebe agụmakwụkwọ | Universite de Liege |
| Ebe ọrụ | Strasbourg, City of Brussels |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Socialist Party |
| Webụsaịtị | http://marcourt.wallonie.be |
Jean-Claude Marcourt (amụrụ 16 Ọktoba 1956) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke obodo Belgium na-eje ozi dị ka Onye isi oche nke nzuko omeiwu nke Wallonia kemgbe afọ 2019. Ọ bụ osote-Mịnịsta Ala-onye isi na Minista nke Economy na Foreign Affairs nke ọchịchị Walloon na osote-Minista-onye isi na Minista nke Higher Education nke Gọọmenti nke French Community . Ọ bụ onye otu Belgian Francophone Socialist Party (PS).