Gaa na ọdịnaya

Jean Duvieusart

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jean Duvieusart
Prime Minister of Belgium
In office
8 June 1950  16 August 1950
MonarchLeopold III
RegentPrince Charles
Prince Baudouin
Preceded byGaston Eyskens
Succeeded byJoseph Pholien
President of the European Parliament
In office
21 March 1964  24 September 1965
Preceded byGaetano Martino
Succeeded byVictor Leemans
Personal details
Born(1900-04-10) 10 Eprelụ 1900
Died10 Ọktoba 1977(1977-10-10) (aged 77)
Charleroi, Belgium
Political partyChristian Social Party

Jean Pierre Duvieusart (Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:IPA/data' not found. ; 10 Eprel 1900 [1] – 10 Ọktoba 1977) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo Belgium nke PSC-CVP onye jere ozi dịka praịm minista nke Belgium site na Jun ruo Ọgọst afo 1950.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Jean Duvieusart bụrụ onye otu Chamber nke ndị nnọchi anya n'afọ 1944, na-eje ozi ruo afọ 1949, mgbe ọ ghọrọ onye otu Senate . [2] Ọ bụ onye otu Senate ruo afọ 1965. [3]

Duvieusart gara ozi dị ka onye minista na-ahụ maka akụ na ụba (1947-1950 na 1952-1954). [4]

N'afọ 1950, ọ gara ozi ọnwa abụọ dị ka Prime Minista nke 36 nke Belgium mana ọ gbara arụkwaghịm mgbe a chụpụrụ Eze Leopold III . [5]

Ọ bụ onye isi oche nke Ndị omeiwu Europe(1964-1965).[6][7]

Ọ hapụrụ PSC n'afọ 1965 wee bụrụ onye isi ala yana onye nchoputa nke ndiRassemblement wallon [8] na Front Democratique des Bruxellois Francophones (FDF) (1968–1972).

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Na 8 Julaị afọ 1930, Duvieusart lụrụ Blanche Dijon (18 Nọvemba 1907 – 24 Febụwarị 1984) wee mụọ ụmụ nwoke atọ na otu nwa nwanyị, Philippe (amụrụ afọ 1932), Léopold (amụrụ afọ 1933), Étienne (amụrụ afọ 1935) na Thérèse (1939). [9] [10]

  1. Jean Duvieusart (fr). academieroyale.be. Retrieved on 2 January 2025.
  2. DUVIEUSART Jean | Connaître la Wallonie. connaitrelawallonie.wallonie.be. Archived from the original on 4 December 2024. Retrieved on 2 January 2025.
  3. Jean Duvieusart - Munzinger Biographie. www.munzinger.de. Retrieved on 2 January 2025.
  4. Jean Duvieusart | enciclopedia.cat. www.enciclopedia.cat. Retrieved on 2 January 2025.
  5. Theakston (5 April 2012). Former Leaders in Modern Democracies: Political Sunsets (in en). Springer. ISBN 978-1-137-26531-9. Retrieved on 2 January 2025. “He was succeeded by the 'Leopoldist' lawyer Jean Duvieusart, who had to resign after 64 days because he did not manage to cope with the outburst of a quasi civil war following the referendum on the return of the king.” 
  6. Former European Parliament Presidents (en). European Parliament. Retrieved on 2 January 2025.
  7. (1968) European Parliament: The First Ten Years, 1958-1968 (in en). General Secretariat of the European Parliament. Retrieved on 2 January 2025. 
  8. Bauer (1994). De Lage Landen: een geschiedenis in de spiegel van Europa (in nl). Lannoo Uitgeverij. ISBN 978-90-209-2263-9. Retrieved on 2 January 2025. 
  9. Family tree of Alexandrine Blanche DIJON.
  10. Généalogie de Jean DUVIEUSART. Archived from the original on 2018-01-28. Retrieved on 2025-03-11.