Gaa na ọdịnaya

Jeanne Ngo Mai

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Jeanne Ngo Mai (1933 - 2008) bụ onye ode akwụkwọ si Cameroon na-ede akwụkwọ na French.[1]

A mụrụ ya na Poutchack nso Ngambé o wee mụta akwụkwọ na Sackbayeme, na Yaoundé na Toulouse dị na France, ebe ọ nwetara digrii na ọgwụgwọ. O laghachiri Cameroon na afọ 1962, rụọ ọrụ dịka onye isi dibia ọgwụ n'ụlọọgwụ dị na Yaoundé. O meghere ụlọ ọgwụ nke ya na afọ 1963, were rụọ ya ruo afọ 1993.[1]

Ọtụtụ n’ime abụ ya pụtara na akwụkwọ mbipụta Le Cameroun littéraire. N'afọ 1967, Na afọ 1967, o bipụtara nchikọta abụ ya bú Poèmes sauvages et lamentations. [1]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 1.2 Jeanne Ngo Mai. Women Writers and African literatures. University of Western Australia. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "uwa" defined multiple times with different content