Jemima Osunde

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jemima Osunde
Jemima Osunde
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereJemima Dezie
aha ezinụlọ yaOsunde Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Eprel 1996 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yaomee, okoo akuko, model, theater arts Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ahọpụtara makaAfrica Movie Academy Awards, Best of Nollywood Awards Dezie
webụsaịtịhttps://jemimaosunde.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie



Jemima Osunde ( onye a muru ka ọnwa Eprel dị na mkpụrụ ụbọchị iri atọ) [1] bụ onye na-emepụta ihe nkiri, nakwa onye na-akọwapụta ihe n'onyonyo maọbụ redio . E bidoro ịmata onye ọ bụ nke ọma mgbe ọ kpara agwa dịka Leila n'ihe nkiri onyonyo a kpọrọ Shuga.[2] A họpụtara Osunde dịka Best Actress in a Leading Role mgbe emere 15th Africa Movie Academy Awards maka agwa ọ kpara n'egwuregwu The Delivery Boy n'afọ 2018 [3]

Jemima Osunde bụ otu nwa n’ime ezinụlọ mmadụ ise ma bụrụkwa onye Edo State . Ọ gụrụ maka physiotherapy na University of Lagos . [4] [5] [6] Osunde sokwa mee fim akpọrọ Jungle Jewel ka nwanne nna/nne ya jara ya ike isonye n'ihe nkiri egwuregwu.

Ọ kpara agwa dika Laila n'ihe nkiri MTV Shuga na sirisi ano egosiri ya, ma jee South Africa maka nke ugboro ise, ọ lọchitere Nigeria maka imeputa ihe nkiri a nke ụgboro isii.[7] N'afọ 2018, ya na Linda Ejiofor so mepụta ihe nkiri Rumour Has It na Ndani TV.

Osunde lachitere nke ugboro asaa na ihe nkiri MTV Shuga akpọrọ 'Alone Together' bụ nke a na-egosi kwa anyasị banyere (lockdown) mkpọchibido ụzọ ya mkparịta ụka di n'etiti ndị bụ (ọria nje corona) coronavirus .[8] Ndi gosipụtara ihe nkiri a bụ ndi niile kpara agwa na ya , ha gụnyere Lerato Walaza, Mamarumo Marokane na Mohau Cele [9].

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

N' afọ 2019, Osunde gụrụ na University of Lagos ede ọ nwetara digiri na physiotherapy.[10]

Ihe nkiri fim ọ megasịrị[dezie | dezie ebe o si]

Ebe ọ kpara agwa dika Leila na MTV Shuga's 'lockdown' na 2020
Ihe egwuregwu onyonyo
  • Shuga
  • This is it bido n'afọ 2016 ruo 2017
  • Rumour Has it n'afọ 2018

Nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Birthday Girl Jemima Osunde is Painting the Town Red from her Couch (30 April 2020). Retrieved on 30 April 2020.
  2. I'm a no nonense person – Jemima Osunde.
  3. AMAA 2019 nomination: Four ‘huge’ slots for Nollywood’s leading ladies (28 September 2019). Retrieved on 30 April 2020.
  4. A Brief Spotlight On Genevieve Nnaji’s Amazing ‘Lookalike’, Jemima Osunde.
  5. Budding actress, Jemima Osunde up against Adesua Etomi?.
  6. Actress is what Nigeria needs at this time.
  7. Obioha, Ikenna. "How I got global fame – Jemima Osunde, actress", The Sun, 7 Jan 2018.
  8. MTV Shuga: Alone Together | Episode 7 (20 April 2020).
  9. Akabogu, Njideka (2020-04-16). MTV Shuga and ViacomCBS Africa Respond to COVID-19 with "Alone Together" Online Series.
  10. Jemima Osunde graduates from medical school (March 28, 2019). Retrieved on 25 January 2020.