Jerusalem bu obodo okeye no n'ime ala ana-kpo Israel. Ndi Jew, Christian, na Muslim che obu ebe nso. Ndi Christian ma ndi Islam luru ogu ana-kpo the Crusades ebe na. Na oge nka, ndi Jew ma ndi Islam nwere nsobu site ebe na.