Jibrin Santumari
Ọdịdị
Jibrin Santumari bụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjiria. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu na-anọchite anya Askira-Uba/Hawul Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Amụrụ ya na 1973, o si Borno steeti. A họpụtara ya ịbụ ụlọ omebe iwu na ntuli aka 2015 n'okpuru All Progressive Congress (APC).[1][2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-05-12.
- ↑ Hon. Jibrin Santumari biography, net worth, age, family, contact & picture. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2025-05-12.