Jimoh Ojugbele
Ọdịdị
Jimoh Ojugbele bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye ụlọ omebe iwu Federal, na-anọchite anya Ado-Odo/Ota Federal Constituency nke Ogun steeti na ọgbakọ ọgbakọ 9th National Assembly..[1][2]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Olawin (2022-06-20). Ogun Reps member, Ojugbele goes to court over Ado-Odo/Ota APC ticket (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-03.
- ↑ Taoheed (2022-06-21). House of Rep member sues APC, INEC, co-aspirant over party ticket in Ogun (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-03.