John Bancroft (onye na-ahụ maka mmekọahụ)
Ọdịdị
Dr John H.J. Bancroft (amụrụ n'afọ nke 1936) bụ dọkịta bụ onye nhazi nke The Kinsey Institute for Research in Sex, Gender, and Reproduction na Mahadum nke Indiana site na afọ 1995 ruo na afọ 2004. Ọ bụ prọfesọ na-ahụ maka Ọrịa Uche na mahadum nke Indiana na ụlọ akwụkwọ ahụike.
Bancroft nwetara B.A. ya na afọ 1960 na M.D. ya na afọ 1970 na Mahadum Cambridge. Julia Heiman nọchiri Bancroft dị ka onye nduzi nke Kinsey Institute na afọ 2004.
Bancroft bụ onye a mara nke ọma na-ahụ maka ọgwụgwọ ntụgharị electroshock.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bancroft (1968). "Treatment of Sexual Deviations". Proceedings of the Royal Society of Medicine 61 (8): 796–799. DOI:10.1177/003591576806100827.