John Dau
Ọdịdị
John Dau, onye a makwa dị ka Dhieu-Deng Leek bụ onye na-ahụ maka ikikere ruuru mmadụ si South Sudan. Ọ bụ otu n'ime Lost Boys nke Sudan bụ ndị e gosipụtara n’afo 2006 na-enweta ihe nrite God Grew Tired of Us . N'afọ 2007, o guzobere John Dau Foundation nke na-achọ ịgbanwe usoro ahụike na South Sudan.