John Njamah
Ọdịdị
John Njamah
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri |
| Ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 |
John Njamah ⓘ bụ onye na-eme ihe nkiri si Naịjirịa, onye na-emepụta ihe nkiri, na onye nduzi ihe nkiri. A maara ya maka nduzi Fuji House of Commotion, Tinsel, Living In Lagos, Solitair, Casino, Emerald, Tide, na My Flatmates . [1] [2] [3]
Ndụ na agụmakwụkwọ mbụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Njamah n'abalị iri na asaa nke ọnwa Eprel dị ka ejima na Njaaba dị na ọchịchị ime obodo nke Orlu nke steeti Imo . O nwetara akara ugo mmụta mbụ ya na Mahadum Obafemi Awolowo ebe ọ gụrụ gbasara emem ihe nkiri. [3] Ọ bụ nwanne nwoke nke tọrọ onye na-eme ihe nkiri Nollywood, bụ Empress Njamah . [4]
Ndụ nkeonwe
[dezie | dezie ebe o si]Njamah lụrụ nwanyị aha ya bu Agwi Tangi, onye Cameroon. [5]
Ihe nkiri ndị o sonyere
[dezie | dezie ebe o si]- Fuji House of Commotion
- Wounded Apple
- Tinsel (2008)
- Smash (2018)
- Zikora (2020)
- Emela (2020)
- Enitan (2022)
- My Flatmates (2017)
- Breathless (2015)
- Sparadise[6]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "John Njamah set to direct My Flatmates". The Guardian (in Bekee ndị America). 2017-01-08. Retrieved 2022-08-01.
- ↑ Online, Tribune (2018-12-29). "It's really fun seeing masquerades in my town at Xmas —Actor John Njamah". Nigerian Tribune (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2022-08-01.
- 1 2 Tayo, Ayomide O. (2015-04-17). "John Njamah turns a year older today". Pulse Nigeria. Archived from the original on 2022-08-01. Retrieved 2022-08-01.
- ↑ BellaNaija.com (2020-09-24). "Let These Sweet Photos Of Empress & John Njamah Brighten Your Day". BellaNaija (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-04-14.
- ↑ "Beware! My brother is married, Empress Njamah tells ladies". Vanguard (in Bekee ndị United Kingdom). 2016-07-28. Retrieved 2022-08-01.
- ↑ "Yaw premieres comedy series 'Sparadise'". Vanguard (in Bekee ndị United Kingdom). Lagos, Nigeria. 2022-07-31. Retrieved 2022-08-01.