Joseph Ayodeji
Ọdịdị
Joseph Ayodeji bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria bụ onye jere ozi dịka onye otu ụlọ omebe iwu, na-anọchite anya mpaghara Apapa Federal Constituency site na 2015 ruo 2019. Tupu ọ nọrọ n'ụlọ omebe iwu nke mba, ọ bụ onyeisi oche nke ọchịchị ime obodo Apapa.[1][2][3][4]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sofowora, Oladapo (2023-05-25). "Ayodeji Joseph in appreciation mood". The Nation Newspaper (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-08.
- ↑ "undefined candidate data for 2023 - Stears Elections". Stears Elections. Retrieved 2025-01-08.
- ↑ towncrierng (2020-05-30). "GALLANTRY BIRTHDAY PROLOGUE ON HON. AYODEJI JOSEPH SA TO FEDERAL HOUSE SPEAKER". Towncrier (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-08.
- ↑ Nigeria, Guardian (2022-02-07). "LSDPC will partner with FG to reduce housing deficit, says Joseph". The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-08.