Gaa na ọdịnaya

Joseph Shikokoti

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Joseph Shikokoti (amụrụ n'abalị asatọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1985)bụ onye Kenya na-agba bọọlụ nke na-agba maka A.F.C. Leopards na Kenya Premier League na Ndị otu mba Kenya dị ka onye na-agbachiteere etiti.[1][2]

A maara Shikokoti maka ịdị elu ya. N'ịbụ onye dị sentimita isii na sentimit asaa, ọ bụ otu n'ime ndị na-agba bọọlụ kachasị ogologo gburugburu.[3]

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

A.F.C. agụ owuru

[dezie | dezie ebe o si]

Na Jenụwarị 2014, Shikokoti sonyeere AFC Leopards maka ndekọ KSh.,000/= [4] Ọ gbara goolu mbụ ya maka Ingwe na abalị iri abụo na itolu nke ọnwa Jenụwarị na mmeri 6-0 na Green Commandoes nke Kakamega High School na egwuregwu okpomọkụ. [5]

N'ọnwa Juun afọ 2014, Shikokoti gbara onye bụbu klọb Tusker na ngwụcha Meru Cup mgbe Lloyd Wahome nyere Tusker ụzọ na nkeji iri na abụọ.[6]

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Shikokoti agbaala bọọlụ maka Ndị otu mba Kenya na 2014 FIFA World Cup qualifiers na 2014 FIFA World Cup qualifiers.

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Joseph Shikokoti, footballzz.co.uk Profile. Goal.com. Retrieved on 26 June 2014.
  2. Joseph Shikokoti, Goal.com Profile. footballzz.co.uk. Archived from the original on 23 January 2019. Retrieved on 28 June 2014.
  3. Brian Moseti (1 December 2013). Shikokoti considers his height an advantage. futaa.com. Archived from the original on 27 July 2014. Retrieved on 26 June 2014.
  4. Gilbert Wandera (15 January 2014). AFC Leopards unveil players: Joseph Shikokoti defends his Sh700,000 transfer fee to leopards. standardmedia.co.ke. Retrieved on 27 June 2014.
  5. Vincent Opiyo (30 January 2014). Shikokoti scores as AFC Leopards rout Green Commandoes. futaa.com. Archived from the original on 27 July 2014. Retrieved on 28 June 2014.
  6. Shikokoti equalizes for Leopards after Tusker lead in opening minutes at Cup Final in Meru.. Voice of Sport.net (15 June 2014). Retrieved on 28 June 2014.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Joseph Shikokotina National-Football-Teams.com
  • Joseph Shikokoti na Soccerway