Joshua Bassett
Ọdịdị
Joshua Bassett
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha n'asụsụ obodo | Joshua Bassett |
| Aha ọmụmụ | Joshua Taylor Bassett |
| Aha enyere | Joshua |
| Aha ezinụlọ ya | Bassett |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Disemba 2000 |
| Ebe ọmụmụ | Oceanside |
| Asụsụ obodo | English |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2017 |
| Ọmụma Mmekọahụ | non-heterosexuality |
| Ngwa egwu | Jita, Piano |
| Ụdị | Jennifer Hudson |
| Akara ndekọ | Warner Records Inc. |
| Webụsaịtị | https://www.joshuatbassett.com/ |
Joshua Taylor Bassett (amuru Disemba 22, 2000) bu onye omekorita na onye ọbụ abụ America. A maara ya maka ọrụ ịgba egwu ya dị ka Ricky Bowen na High School Musical: The Musical: The Series.[1]
Na Mee 2021, ọ pụtara dịka onye otu LGBTQ+.[2]
Na Jenụwarị 2021, Bassett nwere ujo septic na nkụda mmụọ.[3]
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2023-04-09. Retrieved on 2023-04-10.
- ↑
- ↑
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]