Jouda Najah
Ọdịdị
Jouda Najah
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | French protectorate of Tunisia, Tunisia ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1956 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Tunis ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, omee ![]() |
Jouda Najah (Arabic) bụ onye mba Tunisia na-eme ihe nkiri.[1][2]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Cinema
[dezie | dezie ebe o si]- 2004 : Casting pour un mariage (ihe nkiri dị mkpirikpi) nke Farès Naânaâ
- 2005 : Khochkhach nke Selma Baccar
- 2006 : Bin El Widyene nke Khaled Barsaoui
- 2013 : Les Épines du jasmin nke Rachid Ferchiou dere
- 2017 : El Jaida nke Selma Baccar
Telivishọn
[dezie | dezie ebe o si]- 1996 - 1997 : El Khottab Al Bab (onye ọbịa nsọpụrụ na nkeji 1, 6, 10, 13, 14 na 15 nke oge 1 na otu n'ime ndị isi ihe nkiri nke oge 2) nke Slaheddine Essid, Ali Louati na Moncef Baldi: Beya
- 2000 : Mnamet Aroussia nke Slaheddine Essid dere : Béhija Azzouz
- 2002 : Talak Incha nke Moncef Dhouib
- 2003 : Chams wa dhilal nke Ezzedine Harbaoui
- 2003 : Ikhwa wa Zaman nke Hamadi Arafa
- 2004 : Hissabat w Aqabat nke Habib Mselmani
- 2008 : Choufli Hal (oge 5) nke Slaheddine Essid
- 2008 - 2014 : Maktoub nke Sami Fehri dere : Jamila Néji
- 2013 - 2014 : Happy Ness nke Majdi Smiri dere : Dalila
- 2013 : Zawja El Khamsa nke Habib Mselmani na Jamel Eddine Khelif : * Onye ọbịa nsọpụrụ na nkeji 9
- 2017 : Nsibti Laaziza (Onye obia nsọpụrụ na nkeji nke abụọ nke oge nke asaa) nke Slaheddine Essid na Younes Ferhi: Oriakụ Mouna Belgaïd lụrụ Boumiza
Vidio
[dezie | dezie ebe o si]- 2018 : ebe mgbasa ozi maka akara mmanụ Tunisia Jadida
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Jouda Najah victime d'une campagne de dénigrement (fr-FR). Tuniscope. Retrieved on 26 April 2022.
- ↑ Jouda Najah (fr-FR). cinematunisien.com. Retrieved on 26 April 2022.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Jouda Najah na IMDb