Gaa na ọdịnaya

Joyce Osogo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Joyce Atieno Osogo Bensuda bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Kenya sitere na Orange Democratic Movement. A họpụtara ya na Mgbakọ Mba maka Homa Bay Town na ntuli aka izugbe 2022.[1]

Osogo gụsịrị akwụkwọ na Mahadum nke Nairobi . [2]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Osogo bụ onye na-agụ egwú nke ukwuu.[3]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Joyce Atieno Osogo Bensuda (en). Westminster Foundation for Democracy. Retrieved on 2024-02-19.
  2. HON. OSOGO JOYCE ATIENO BENSUDA | The Kenyan Parliament Website. www.parliament.go.ke. Retrieved on 2024-02-19.
  3. From tailor to MP: The untold story of Bensuda, woman rep with distinctive oration (en). Nation (2023-09-14). Retrieved on 2024-02-19.