Judith Amaechi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Judith Amaechi
Judith Amaechi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoJudith Amaechi Dezie
Aha enyereJudith Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Disemba 1970 Dezie
Ebe ọmụmụEnugwu Ukwu Dezie
Dị/nwunyeRotimi Amaechi Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, HIV/AIDS activist Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Sayensị Ọchịchị nke Rivers State, Federal Government Girls' College, Abuloma Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Dame Judith Obiajulu Amaechi (née Nwankwo; onye amụrụ na 24 December 1970) bụ nwunye nke gọvanọ nke Rivers Steti Governor Chibuike Amaechi. Ọ bụ onye isi Empowerment Support Initiative (ESI) nke na-eme mkpọsa megide ọrịa mminwụ 'HIV/AIDS', na-akwado ikike nke ụmụ nwanyị na ụmụaka, ma na-akwalite ọdịmma ụmụ nwanyị na nwata gender equity.[1]

A mụrụ Amaechi na 24 December 1970 n' Enugu Ukwu, Anambra State.[2] Ọ gara akwụkwọ Sekọdri na Federal Government Girls College, Abuloma . Ọ gara Mahadum Rivers State University of Science and Technology, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ dị ka Onye Ọrụ Ọmụma Obodo 'Urban and Regional Planning Professional'. Ọ lụrụ Chibuike Amaechi ma nwee ụmụ atọ.

Amaechi malitere ulo oru Empowerment Support Initiative 'Non-Governmental Organization (NGO)', na 16 October 2008. NGO a na-enye nkwado na ndụmọdụ bara uru maka ụmụ nwanyị na ụmụaka, karịsịa ndị kasị daa ogbenye.[3] Na June 2009,ebe o kwuruokwu n'oge Ụbọchi Ụmụnwanyi Mba Ụwa 'International Women's Day', Amaechi kpọrọ maka nyochaa iwu obodo na omenala ndị na-eme ka ndị inyom di ha nwụrụ nwee nsogbu, mgbe ụfọdụ ọ na-atụba ha na ịda ogbenye.[4]  Na March 2010, ya na Manuela George-Izunwa, Kọmishọna Kansụl nke Ndị Nwanyi, gara Israel iji nyochaa ugbo ma kwurịta ọzụzụ na mmepe nke ọrụ ugbo n'etiti ndị inyom nọ na Rivers State.[5]

N'afọ 2009, Amaechi kwadoro usoro nchịkọta ndị na-adịghị mma maka ụmụaka Rivers State.[6] Ọ bụ onye siri ike na nkwado Iwu Ụmụaka na-abanye na steeti Rivers n'afọ 2010, na-achọ igbochi mmegbu ụmụaka.[7] N'August 2010, o meghere Ugboigwe na Nkwukọrịta Technology nke izu anọ, nke na-enye ọzụzụ kọmputa n'efu na ememe ndị na-eto eto na ndị isi ụlọ akwụkwọ sekọndrị.[8]

Ṅrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Her Excellency Dame Judith Amaechi – A Profile. Riversstate.gov.ng. Archived from the original on January 11, 2015. Retrieved on 2015-01-19.
  2. Mrs Amaechi Celebrates Birthday With Children. The Tide (January 1, 2010). Retrieved on 2010-09-20.
  3. As Empowerment Support initiative (ESI) Clocks One. The Tide (October 16, 2009). Retrieved on 2010-09-20.
  4. Clarice Azuatalam. "Amaechi’s wife seeks review of obnoxious laws", The Nation, June 23, 2009. Retrieved on 2010-09-20.
  5. Godwin Egba (March 24, 2010). Amaechi to Empower 2,500 Women. Daily Independent. AllAfrica. Retrieved on 2010-09-20.
  6. De-worming Co-ordinator Lauds Judith Amaechi. The Tide (July 13, 2009). Retrieved on 2010-09-20.
  7. Omolara Akintoye (March 7, 2010). Support child rights act -Rivers State First Lady. The Nation. Archived from the original on May 3, 2012. Retrieved on 2010-09-20.
  8. Clarice Azuata. "Amaechi’s wife harps on computer literacy", The Nation, 2010-08-27. Retrieved on 2010-09-20. Àtụ:Dead link
Ihe Nrita Nkwanyeugwu ya
Kwadoro site
Mary Odili
First Lady of Rivers State
26 October 2007 – 29 May 2015
onye nsota ya
Eberechi Wike