Gaa na ọdịnaya

Judith Ncube

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Judith Ncube bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe. Ọ bụ onye minista na-ahụ maka ihe gbasara mpaghara ugbu a na onye omeiwu na-anọchite anya Bulawayo. Ọ bụ onye otu ZANU–PF. [1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Minister of State for Bulawayo Metropolitan province Judith Ncube – #Asakhe – CITE (en-GB). Retrieved on 2024-02-21.