Juk
Ọdịdị
| Juk | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Laos | |
| Total speakers: | ? | |
| Language family: | Tustrusyawit Bahnaric West Laven JukTempleeti:Infobox Language/script | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | — | |
| ISO 639-3: | none | |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Juk .
Ọ bụ onye ọkachamara asụsụ Thai bụ Therapan L-Thongkum chọpụtara asụsụ Juk. Ndị na-asụ Juk bi n'obodo nta Ban Nyôkthông (Gnôkthông), nke dị ihe dị ka kilomita iri na abụọ n'ebe ugwu Ban Kafe. Ọ dị n'etiti oboo Tateng na Sekong..
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- [Ihe e dere n'ala ala peeji] A Handbook of comparative Bahnaric, Vol. 1: West Bahnaric. Pacific Linguistics, 551. Canberra: Research School of Pacific and Asian Studies, Australian National University.