Julie England
Ọdịdị
Julie Spicer England (amụrụ na Nọvemba 12, 1957) bụ onye guru chemical engineer na American nakwa onye isi azụmaahịa, onye jere ozi dị ka osote onye isi oche nke Texas Instruments Incorporated . [1]
A mụrụ ya na Wisconsin Rapids, Wisconsin, England nwetara BA ya na Chemical Engineering na afọ 1979 ma mesịa MBA ya, ha abụọ sitere na Texas Tech University. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ malitere ọrụ ndụ ya niile na Texas Instruments Incorporated. N'afọ 1998, a kpọbatara ya na Women in Technology International Hall of Fame (WITI), na afọ 2004 e nyere ya Henry Laurence Gantt Medal. [2][3]
Akwụkwọ ndị a họọrọ
[dezie | dezie ebe o si]- England, Julie Spicer, "Applications of Automated Test and Novel, Small Sample Size Statistics in FPA Production," maka ngosi na IRIS Specialty Group na IR Detectors, Aug. 13-16. IRIS Specialty Group on Infrared Detectors, Ọgọst 12-16. na: Texas Instruments Technical Journal. Mpịakọta nke 8. 1991. peeji nke 148
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ WITI Hall of Fame - Julie Spicer England. Women in Technology International (1998). Archived from the original on 7 October 2013.
- ↑ WITI - Julie Spicer England. witi.com. Retrieved on 2020-01-22.
- ↑ Henry Laurence Gantt Medal (en). www.asme.org. Retrieved on 2020-01-22.