Justin Bieber

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Justin Bieber
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKánada Dezie
obodo maka egwuregwuKánada Dezie
Aha ọmụmụJustin Drew Bieber Dezie
Aha enyereJustin Dezie
aha ezinụlọ yaBieber Dezie
aha pseudonymBiebs, Bizzle, Bieb, JB, RickTheSizzler Dezie
aha otutuJB, Biebs Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Maachị 1994 Dezie
Ebe ọmụmụLondon Dezie
ŃnàJeremy Bieber Dezie
ŃnéPattie Mallette Dezie
nwanneJazmyn Bieber, Jaxon Bieber Dezie
Dị/nwunyeHailey Bieber Dezie
onye mmekọ na-alụghị alụSelena Gomez Dezie
Asụsụ obodoCanadian English Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaCanadian English, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu Dezie
ụdị ọrụ yamusic Dezie
ebe agụmakwụkwọSt. Michael Catholic Secondary School, Stratford District Secondary School, Jeanne Sauvé Catholic School Dezie
Ebe obibiWaterloo Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2007 Dezie
agbụrụFrench Canadians Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEvangelicalism Dezie
Ọnọdụ ahụikeLyme disease, geniculate herpes zoster Dezie
ụdị egwuregwuskateboarding Dezie
ụdị olutenor Dezie
ngwa egwuolu egwụ, ịgba, Jita, Piano Dezie
diskografiJustin Bieber discography Dezie
ụdịpop music, R&B dị ugbu a, egwu hip hop Dezie
akara ndekọIsland Records, RBMG Records, School Boy Records, Def Jam Recordings Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaAmerican Society of Composers, Authors and Publishers Dezie
fandombeliebers Dezie
webụsaịtịhttps://www.justinbiebermusic.com/ Dezie

Justin Drew Bieber (mù yá na Önwa ató 1, 1994) bu onye Canada na bu abu pop-R&B. Scooter Braun hürü mmerírí ya na YouTube, ya kpotasia ya ka yá nwà onwe ya bu onye na dozie ihnye maka Bieber. Braun si ka Bieber na Usher hü na Atlanta, Georgia na mgbe óge gáfèrè Bieber bàtàrà orürü Raymond Braun Media Group (RBMG), nke Braun na Usher, na akwukwo I bu abu nke Island Record ne L.A. Reid nyèrè.

Abu nke o jị a fútá, "One Time", fùtàrà na úwà na 2009 yá gá ishi 30 na obodo gáfèrè iri. Njikota abu My World, fútárá na Önwa iri na otu 17, 2009, sòrò, nke rúrú platinum na Njikota Obodo Amerika, nke nyéré, na oge áhu, Bieber abu nke fútárá nke kárírí na afor nke áhu, na ó mèrè ka Bieber bu onye na bu abu nke ishi nke nwéré abu asaá nor na ndetu abu Billboard Hot 100. Abu ya nke ozor, My World 2.0, mekwàrà nke ómá mgbe of fùtàrà na ishi na abu irí ne ndi ishi na obodo ichi iche na o bukwa platinum na önwa abuọo mgbe of futara na Njikota Obodo. O futuara mgbe ab ha kpòrò "Baby" fùtàchàrà.