Gaa na ọdịnaya

Jwalshik Wilford

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jwalshik Wilford
Jwalshik Wilford na 12th ICCON MCPD Workshop, Induction and Investiture Programme
Onye na-edebanye aha / Onye isi nke ICCON
Ọfịs 1 June 2018
Nkọwa nke onwe
A mụrụ ya (1968-09-03) Septemba 3, 1968 (afọ 57) (Ọ dị afọ 57)  
Ọrụ Ọgwụ

Jwalshik Wilford (amụrụ na ọnwa Septemba ụbọchị atọ, n'afọ 1968) bụ Onye Naijiria na-emepụta kemịkal. Tupu nhọpụta ya na ụbọchị nkè mbụ n'ọnwa June n'afọ 2018, ọ bụ osote onye nduzi nke Federal Capital Territory Water Board ebe ọ rụrụ ọrụ ya. [1] Ọ bụ onye otu Institute of Chartered Chemists of Nigeria na Chemical Society of Nigeria. Ihe ndị ọ na-eme n'ọmụmụ ihe gbasara nchekwa mmiri, ihe ndị na-emebi ihe ndị na-apụta na mmiri ndị a na-esi enweta mmiri na netwọk nkesa ya na ụzọ ọhụrụ e si enyocha mmiri na ọgwụgwọ ya.

N'ụbọchị nke mbu n'ọnwa Juun n'afọ 2018, a họpụtara Wilford dị ka onye na-edeba aha/onye isi nke Institute of Chartered Chemists of Nigeria (ICCON), [2] nọchiri Oriakụ Kujore M. Fowotade dịka onye na-edeba aha/onye isi nke atọ nke ụlọ akwụkwọ ahụ.[3]

Ọ bụ onye otu Scientific Advisory Board, Organization for the Prohibition of Chemical Weapons . [4]

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. LinkedIn. LinkedIn (September 5, 2019). Retrieved on September 5, 2019.
  2. LinkedIn. LinkedIn (September 5, 2019). Retrieved on September 5, 2019.
  3. Nasir (2019-07-25). Chartered Chemists of Nigeria to establish research centre (en-US). Voice of Nigeria. Retrieved on 2019-10-15.
  4. LinkedIn. LinkedIn (September 5, 2019). Retrieved on September 5, 2019.