Gaa na ọdịnaya

Kafilat Ogbara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kafilat Adetola Ogbara
Member of the House of Representatives of Nigeria for Kosofe
Assumed office
June 2023
Personal details
Born1972 (age 53–54)
Lagos
Political partyAPC
RelationsAlhaji & Alhaja M. Ade Kasumu
Alma materUniversity of Lagos
Occupation
  • businesswoman
  • Legislature

Kafilat Adetola Ogbara bụ onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Naijiria na-eje ozi na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya nke iri na ugbu a . [1][2] Ọ pụtara dịka onye otu ụlọ ndị nnọchiteanya ukwu jiri vootu 45,111 merie Florence Adepegba nke People's Democratic Party onye nwetara vootu 28,964 na Abdulwaheed Odunuga nke New Nigeria People's Party nwetara vootu 4152. [3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Editor (2022-05-27). "Ogbara Kafilat wins APC House of Rep ticket for Kosofe". The Guardian (in Bekee ndị America).
  2. ↑ Adeniran, Feranmi. "NASS leadership: Reps member-elect urges APC to be gender friendly". The Nation.
  3. ↑ Abeyomi, Bilesanmi (2023-02-27). "Kosofe elect first female House of Representatives member". Kosofe Post (in Bekee ndị America).