Kagarko

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kagarko
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaKaduna Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ9°27′0″N 7°41′0″E Dezie
Map

Kagarko (Wogon) bụ otu n'ime Local Government Area na southern Kaduna State, Nigeria isi obodo ya dị naị na Kagarko. O nwere mpaghara ala dị kilomita puku abuọ, narị atọ,iri ise na isii ma nwee nari puku abụọ na iri atọ na iteolu na iri iri ise na asatọ site n'ọnụ ọgụgụ sensus e mere n'afọ 2006. [1] postal code maka nzipụ ozi bụ 802. [2]

Oke[dezie | dezie ebe o si]

Kagarko (Wogon )Local Government Area na ndị Kachia Local Government Area gbara agbataobi na mgbago ugwu, Ha na JabaJaba Local Government Area bụ ndị agbataobi na ọwụwa anyanwụ, Niger State na ọdịda anyanwụ na the FCT na ndịda anyanwụ [3] [4]

Ngalaba nchịkwa[dezie | dezie ebe o si]

[5] Kagarko Local Government Area nwere mpaghara iri (ngalaba nhazi nke abụọ) ma ọ bụ ngalaba ntụli aka, ha bụ:

1. Aribi
2. Idda
3. Jere North
4. Jere South
5. Kagarko Ugwu
6. Kagarko South
7. Katugal (Ator)
8. Kukui
9. Kurmin Jibrin (Kosheng)
10. Kushe

Ọ gụnyekwara ihe dị ka mpaghara iri na otu, ha bụ:

1. Shadalafiya (Nkui)
2. Katugal
3. Kushe
4. Jere
5. Dogon Kurmi (Uner)
6. Kenyi
7. Kurmin Dangana
8. Kubacha (Uhuca)
9. Aribi
10. Mpaghara Kagarko (Wogon).

Ndị mmadụ[dezie | dezie ebe o si]

Ndị bi n' obodo a bụ ndị ọrụ ugbo mara Ndị Batinor (Koro) kacha n'ọnụ ọgụbụ na gburugburu a. Ndi ọzọ bụ Gbagyi, Ham, Hausa na Adara., . Ha b ụ ndi na-arụsi ọrụ ike ma bụrụkwa ndị ọrụ ugbo, ihe dịka parcenti iri asaa mkpụrụ osisi ginger bụ n'obodo Kagarko dị naKaduna ka esi akọpụta ya.

Oche Omenala[dezie | dezie ebe o si]

[6] Kagarko nwere ndị isi Eze atọ:

1. Jere Chiefdom : Onye Eze na-achị ha bụ Sarkin Kagarko , Dr. Sa'ad Usman (OFR) nke isiobodo ya bu Jere.
2. Kagarko Chiefdom : Onye Eze Sarkin Kagarko, Alh. Sa'ad Abubakar, nke nwere isi obodo ya na obodo Kagarko;
3. Koro Chiefdom : Onye Eze Ere Ere, Ere Yohanna Akaito (JP) isiobodo na Uhucha ;

Ebe nsinweta[dezie | dezie ebe o si]