Gaa na ọdịnaya

Kalu Mba Nwoke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Kalu Mba Nwoke bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dịka onye nnọchita anya steeti, na anọchite anya mpaghara Ohafia South nke Abia Steeti na ndị omeiwu steeti. [1] [2][3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Abia LG Poll: Lawmaker Predicts Impressive Outing for LP Despite Internal Crisis – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2024-12-27.
  2. Emeruwa (2020-05-25). APGA Chairman defects to APC in Abia (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-27.
  3. Abia Lawmaker, Etiokwe, Pays Tribute To Retiring Clergy, Rev Nwoke – Independent Newspaper Nigeria (en-GB) (2023-08-15). Retrieved on 2024-12-27.