Gaa na ọdịnaya

Karanga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Karanga bụ asụsụ Maban a na-asụ na Chad. A na-ekewa ndị na-asụ ya otu ụzọ anọ, nke ọbụla ha nwere olundị nke ya: Karanga (Kurunga), Kashmere (Kachmere), Bakha (Baxa, Bakhat) a.k.a. Fala (Faala), na Koniéré (Konyare, Kognere) a.K.a. Moyo (Mooyo). Karanga nwere njikọ chiri anya na Asụsụ Masalit.[1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Masalit language. Ethnologue. Retrieved on 22 September 2016.