Karin Björquist
Karin Björquist | |
|---|---|
| Born | Säffle, Sweden |
| Died | Stockholm, Sweden |
| Known for | Ceramics |
Karin Björquist (1927-2018) bụ onye na-emepụta ihe na onye Sweden na-arụ ọrụ seramiiki.
A mụrụ Björquist na Jenụwarị 2, 1927 na Säffle, Sweden.[1] Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum [Konstfack].[2] Ọ rụrụ ọrụ n'ọtụtụ ọkwa dị iche iche n'ụlọ ọrụ Gustavsberg porcelain site na mmalite afọ 1940 ruo 1994. Ọ malitere ọrụ ya ebe ahụ dịka onye na-ese ihe ịchọ mma. Site na 1981 ruo 1986, ọ bụ "onye nduzi nka".[3] O mere ọtụtụ ihe eji eri nri abalị, nke gụnyere Kobolt,[4] Svart Ruter,[5] na Vardag.[6] A maara ya maka ịchọ mma ochoro ihe e ji eri nri ọ mere maka oriri Nobel Prize na 1991. A makwaara Björquist maka ihe owuwu ya dị ka seramiiki.[7]
Björquist nwụrụ na Septemba 2, 2018 na Stockholm.[3] Na 2021, Nationalmuseum mere ihe ngosi nke ọrụ ya nke akpọrọ Karin Björquist – en tanke tar form.[8]
Ọrụ ya dị n'ime nchịkọta nke Ụlọ ihe ngosi nka Victoria na Albert.[9]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Karin Björquist (en).
- 1 2 Karin Björquist (en).
- ↑ Overview of Karin Björquist Kobolt Series.
- ↑ Overview of Karin Björquist Svart Ruter Series.
- ↑ Karin Björquist (1955) Vardag from Gustavsberg.
- ↑ Karin Björquist Swedish Ceramic Luminary (en-AU) (12 February 2024).
- ↑ Karin Björquist – Shaping a Thought (en).
- ↑ Karin Björquist (en).
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Karin Björquist – Shaping a Thought by Ulrika Schaeder, Art Bulletin of Nationalmuseum Stockholm Volume 27:2
- Articles with short description
- Short description is different from Wikidata
- Articles with hCards
- Articles with ISNI identifiers
- Articles with VIAF identifiers
- Articles with BIBSYS identifiers
- Articles with GND identifiers
- Articles with LCCN identifiers
- Articles with SELIBR identifiers
- Articles with KULTURNAV identifiers
- Articles with FAST identifiers
- Articles with SUDOC identifiers
- Articles with WorldCat-VIAF identifiers
- Articles with multiple identifiers
- 1927 births
- 2018 deaths
- 20th-century Swedish artists
- Designers
- Swedish women ceramists