Gaa na ọdịnaya

Kate Raymond Mamuno

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Kate Raymond Mamuno bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye ndú nke ụlọ omebe iwu Adamawa Steeti na-anọchite anya mpaghara Demsa na Adamaw Steeti. [1] [2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ochetenwu (2023-06-26). Adamawa Assembly appoints only female member as Majority Leader (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-05.
  2. Adamawa Majority Leader Kate Raymond Mamuno Gets Elevated – Independent Newspaper Nigeria (en-GB) (2023-12-09). Retrieved on 2025-01-05.
  3. Yola (2023-06-27). Adamawa Assembly elects new leaders (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2025-01-05.