Gaa na ọdịnaya

Kawthar Kriko

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Kaoutar Krikou (Arabic: كوثر كريكو; amuru 2 Maachị 1982) bu onye Mịnịsta na-ahụ maka ịdị n'otu mba, ezinụlọ na ihe gbasara ụmụ nwanyị Algeria. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye ozi na 4 Jenụwarị 2020.[1]

Krikou nwere nzere masta na Iwu Azụmaahịa.[2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Chafai. "President Tebboune appoints new government members", Algeria Press Service, January 2, 2020. Retrieved on January 2, 2020. (in en)
  2. Biographie Du Ministre de la Solidarité nationale, de la Famille et de la Condition de la Femme. Retrieved on 14 March 2023.