Gaa na ọdịnaya

Kayode Williams

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

'Solomon Olumuyiwa Kayode Williams' nke a maara dị ka Kayode Williams bụ onye minsta Naijiria, onye na akwado mgbanwe ụlọ mkpọrọ na onye a tụrụla mkpọrọ mbụ. Ọ nọ n'etiti ndị otu Dr. Ishola nke gụnyere Mighty Joe.[1][2][3]

Willams so n'òtù Ishola Oyenusi aka Dr. Ishola. E jidere ya na Ishola na 1971.[4] Ọ ghọrọ Onye Kraịst mgbe ọ nọ n'ụlọ mkpọrọ afọ iri. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ ghọrọ onye na-eme ngagharị iwe maka Mgbanwe ụlọ mkpọrọ na Naịjirịa.[5]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. (2014) in Adelowo, E. Dada: Perspectives in Religious Studies, Illustrated, Modjaji Books, 440. ISBN 9789780814472. 
  2. Nigeria ex-convict preaches reform. BBC News (13 January 2006). Retrieved on 6 April 2022.
  3. Johnson (5 June 2018). These dangerous thieves are as deadly as Offa robbery suspects. Pulse Nigeria. Retrieved on 6 April 2022.
  4. (23 September 2015) in Ogungbile, David O.: African Indigenous Religious Traditions in Local and Global Contexts: Perspectives on Nigeria, Illustrated, Malthouse Press. ISBN 9789785325010. 
  5. Olatunji (23 August 2020). 25 years of our lives wasted, we need help to start afresh – Freed Oyo prisoners on life jail. The Punch. Retrieved on 6 April 2022.