Keffi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nasarawa state university main gate

Àtụ:Infobox settlement Keffi bụ obodo dị na Nasarawa Steeti, Naijiria. Isi ụlọ ọrụ ya dị na Keffi. Keffi dị kilomita iri ise site na Abuja. Nasarawa Steeti University dị na Keffi nọ ọdụ okporo ụzọ Keffi-Akwanga.

O nwere mpaghara 138 km2 na ọnụ ọgụgụ nke ihe dika abụọ na ọnụ ọgụgụ nke afọ 2006. Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị iteghete na iri isii na otu. [1]

Obodo Keffi tọrọ ntọala n'ihe dị ka afọ puku narị asatọ na abụọ site n'aka onye ọchịagha ndị Fulani bụ Abdu Zanga bụ onye were ọkwa nke emir. [2] Obere ọchịchị ya dị n'okpuru ala eze Zaria bụ nke ọ ga-eji na-atụ ụtụ ndị ohu kwa afọ. [3]

N'afọ 1902, Keffi bụ ebe ihe mere nke mere ndị Briten ji wakpo Northern Naijiria, mgbe ahụ "magaji" onye nnọchiteanya nke Zaria sultan gburu onye uweojii Biriteni. Mgbe Magaji nwetara ebe mgbaba na Kano, nke a bụ ihe mgbakwasị ụkwụ mere Lugard ji wakpo caliphate ugwu. [4] [5]

Ndị ama ama[dezie | dezie ebe o si]

  • Imaan Sulaiman-Ibrahim – Director-General of NAPTIP

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.
  2. Keffi, an Encyclopaedia Britannica entry, lookup ion March 2019
  3. The Ancient City of Keffi (Nasarawa State), Muzzammilwrites blog dated 22 November 2017, lookup in March 2019. The blogpost quotes from "Notes on Nassarawa Province, Nigeria", by Sciortino, J. C, p.7, Publication date ca. 1920, original accessible via [https://archive.org/details/notesonnassarawa00scioiala archive.org
  4. cf. Sciortino p.7
  5. Dusgate (1985). The conquest of Northern Nigeria. London: Frank Cass, 166-167. ISBN 0-7146-3227-9.