Gaa na ọdịnaya

Kehinde Agboola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Kehinde Agboola bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchiteanya na-anọchite anya Ikole / Oye Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Ọ si Ekiti Steeti. A họpụtara ya n'ime Ụlọ Mgbakọ na ntuli aka 2015 n'okpuruPeoples Democratic Party (PDP). [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Hon. Kehinde Agboola biography, net worth, age, family, contact & picture. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2025-01-08.