Kehinde Oluwatoyin Ladipo
Ọdịdị
Kehinde Oluwatoyin Ladipo bụ onye Naijiria na-amụ banyere ala. Ọ soro na ndi otu Nigerian Academy of Science, a họpụtara ya n'ime Academy's Fellowship na Nzukọ Izugbe ya kwa afọ nke ejidere na Jenụwarị 2015.[1]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Ladipo ruru ọrụ na Shell Nigeria karia afo iri na ise. Mgbe ọ lara ezumike nká na Shell, Ladipo nyere aka guzobe ụlọ akwụkwọ postgraduate nke geoscience na Mahadum nke Benin.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ NAS holds public lecture induction of fellows. nas.org.ng. Archived from the original on July 8, 2015. Retrieved on July 13, 2015.
- ↑ Nigeria’s Oil Finders Look for Pay Dirt outside The Niger Delta - Africa’s premier report on the oil, gas and energy landscape.. Africa Oil + Gas Report (February 20, 2019). Retrieved on January 6, 2023.