Kelvin Katey Carboo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kelvin Katey Carboo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereKelvin Dezie
aha ezinụlọ yaCarboo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Maachị 2000 Dezie
Ebe ọmụmụAccra Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Ga, Ghanaian Pidgin English Dezie
Ọrụ ọ na-arụbeach volleyball player Dezie

Kelvin Katey Carboo (10 Machị 2000) bụ onye Ghana na-egwu volleyball n'ụsọ osimiri.[1][2]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Julaị 2017, Carboo sonyere na Egwuregwu ndị ntorobịa Commonwealth na Eric Tsatsu dị ka onye mmekọ ya ma ha nọ n'ọnọdụ nke anọ.[3][4]

N'ọnwa Julaị afọ 2018, o sonyere na 2018 Egwuregwu ndị ntorobịa Afrika nke e mere na Algeria.[5] N'ọnwa Ọktoba 2018, o sonyere ọzọ na 2018 Egwuregwu Olimpik ndị ntorobịa.[4]

N'ọnwa Juun afọ 2019, o sonyere ọzọ na 1st Egwuregwu osimiri Afrika na Essilfie Samuel Tetteh dị ka onye mmekọ ya ma ha nọ n'ọnọdụ nke abụọ.[6] N'ọnwa Ọgọstụ 2019, o sonyere na 12th Egwuregwu Afrika niile.[4]

Na Jenụwarị 2020, o sonyere na CAVB Iko Kọntinental nke emere na Accra na Essilfie dị ka onye mmekọ ya ma ha nọ n'ọnọdụ 1st.[4]

N'ọnwa Machị afọ 2022, o sonyere na 1st Egwuregwu osimiri Afrika nke emere na Cape Verde.[4]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Olympedia – Kelvin Carboo. www.olympedia.org. Retrieved on 2023-03-02.
  2. Okine (12 July 2017). Team Ghana for 2017 Commonwealth Youth Games Named. Modern Ghana. Retrieved on 2 March 2023.
  3. Okine (17 July 2017). GOC President Inspires Young Athletes For 2017 Commonwealth Youth Games. Modern Ghana. Retrieved on 2 March 2023.
  4. 4.0 4.1 4.2 4.3 4.4 Profile - Kelvin Katey Carboo - 1st African Beach Games - Cape Verde - 2019. en.volleyballworld.com. Retrieved on 2023-03-02.
  5. Okine (17 July 2018). Abeiku Jackson captains team Ghana for 2018 Africa Youth Games. GhanaWeb. Retrieved on 2 March 2023.
  6. Names Of Athletes For The 2019 All African Games (en-US). National Sports Authority. Archived from the original on 2023-03-01. Retrieved on 2023-03-02.