Gaa na ọdịnaya

Kenneth Nnebue

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 


Kenneth Nnebue MFR bụ onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi nke si Naịjirịa a ma ama maka iji VHS emepụta ihe nkiri. O mepụtara ma duzie ihe nkiri mbụ nke Naịjirịa,bụ Living in Bondage (1992). [1] [2] E gosipụtara ihe nkiri ahụ ozugbo na vidiyo, [3] ma mee ka Kenneth Okonkwo na Nnenna Nwabueze pụta ìhè n'ọrụ ha. Nnebue nwere ọtụtụ kaseti vidiyo ndị e si mba ọzọ weta, nke o jiri mee ihe nkiri mbụ ya na igwefoto vidiyo. [4] A na-ewere ya dị ka vidiyo mbụ nke Naịjirịa nke nwetara ihe ịga nke ọma. [5] Nnebue anọwo na mmepụta ihe nkiri vidiyo nke asụsụ Yoruba tupu Living in Bondage, [6], ihe nkiri mbụ ya bụ Aje Ni Iya Mi (1989), nke nwekwara uru dị ukwuu. [7] A na-akpọ onye ehiwe ntọala Nollywood, ụlọ ọrụ ihe nkiri Naịjirịa. [8]

E nyere Nnebue nkwanye ugwu dịka onye otu nke Order of the Federal Republic n'abalị iri abụọ na itoolu nke ọnwa Septemba nke afọ 2014 site n'aka gọọmentị etiti Naịjirịa yana Joke Silva na Omotola Jalade Ekeinde . [9] [10]

Ihe nkiri o sonyere

[dezie | dezie ebe o si]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ AfricaMe-Team (26 November 2023). "Nollywood : the Nigeria's burgeoning film industry". Africa M.E. (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 4 May 2024.
  2. ↑ Andow, Zitgwai Hanniel (3 January 2024). "Nollywood: The evolution of Nigerian cinema". Blueprint (in Bekee ndị America). Retrieved 4 May 2024.
  3. ↑ Tucker, Neely (5 February 2005). "Nollywood, In a Starring Role". The Washington Post. Retrieved 7 August 2010.
  4. ↑ "Nigeria's film industry, The Economist". Economist.com. 27 July 2006. Retrieved 29 September 2009.
  5. ↑ Igwe, Amaka (2008). "Interviews with Amaka Igwe, Tunde Kelani, and Kenneth Nnebue". Research in African Literatures. 39 (4): 24–39. doi:10.2979/RAL.2008.39.4.24. ISSN 0034-5210.
  6. ↑ Kolar. "Nigeria: Africa's largest movie industry". Mubi.com. Retrieved 20 February 2015.
  7. 1 2 Nnabuko, J.O. (June 2012). "Nollywood Movies and Nigerian Youths – an Evaluation" (PDF). Jorind 10. 10 (2). ISSN 1596-8308. Archived from the original (PDF) on 29 May 2015. Retrieved 18 February 2015.
  8. 1 2 3 "Where is Kenneth Nnebue?". Vanguard. 2 July 2011.
  9. ↑ Abimboye, Michael (14 September 2014). "Omotola, Joke Silva, Kenneth Nnebue get national honours". Premium Times. Retrieved 4 May 2024.
  10. ↑ Njoku, Benjamin (27 September 2014). "NFC salutes Omotola, Joke Silva and Kenneth Nnebue". Vanguard.
  11. ↑ Green-Simms, Lindsey (2010). ""The Return of the Mercedes: From Ousmane Sembène to Kenneth Nnebue."". Viewing African Cinema in the Twenty-First Century: FESPACO Art films and the Nollywood Video Revolution.
  12. ↑ Tayo, Ayomide (25 July 2018). "30 unforgettable Nollywood home videos you should watch". Pulse Nigeria (in Bekee). Archived from the original on 23 October 2022. Retrieved 3 May 2021.
  13. ↑ eribake, akintayo (2014-09-26). "NFC salutes Omotola, Joke Silva and Kenneth Nnebue". Vanguard (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-07-31.

Ịgụkwu ihe

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]