Khoda Patel
Ọdịdị
Khoda Patel bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba Australia sitere na otu Country Liberal Party .
A mụrụ Patel na Gujarat, nke obodobIndia ma biri na Saịprọs tupu ọ kwaga Australia.[1]
Na ntuli aka nke Northern Territory nke afọ 2024, ọ chụpụrụ onye otu Labour Lauren Moss na Casuarina.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Khoda Patel - CLP Candidate for Casuarina - Country Liberal Party. www.clp.org.au. Retrieved on 2024-08-25.
- ↑ Casuarina - NT Electorate, Candidates, Results (en-AU). abc.net.au (2024-08-25). Retrieved on 2024-08-25.