Kingsley Ogoro
Ọdịdị
Kingsley Ogoro
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Kingsley ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri, DJ producer ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2003 ![]() |
Ọrụ ama ama | Osuofia in London ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Kingsley Ogoro | |
---|---|
Mmekọ ngosipụta: Akara edemede a na-amaghị "[" | Mmekọ ngosipụta: Akara edemede a na-amaghị "[" |
Kingsley Ogoro bụ onye nduzi ihe nkiri Naijiria a ma ama, onye edemede, onye na-emepụta ihe nkiri na egwu, na onye na-agba egwú n'oge gara aga, nke a maara nke ọma maka ihe nkiri a ma ama Osuofia na London nke 2003 nke ya na Nkem Owoh rụkọrọ ọrụ ọnụ.
Ọ rụrụ ọrụ na ụlọ ọrụ ihe nkiri Nollywood kemgbe afọ 2003 dịka onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi.
Onye na-emepụta
[dezie | dezie ebe o si]- Nwanyị Di ya nwụrụ (2005)
- Gafee Naịjirịa (2004)
- Osuofia na London 2 (2004)
- Veno (2004)
- Dangerous Babe (2003)
- Osuofia na London (2003)
Onye nduzi
[dezie | dezie ebe o si]- NwanyịbDi ya nwụrụ (2005)
- Osuofia na London 2 (2004)
- Veno (2004)
- Osuofia na London (2003)
- Nlaghachi (2003)
Odee
[dezie | dezie ebe o si]- Nwanyị Di ya nwụrụ (2005)
- Osuofia na London 2 (2004)
- Osuofia na London (2003)
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị na-emepụta ihe nkiri Naijiria
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Kingsley Ogoro at IMDb